Take a fresh look at your lifestyle.

A ga-arụcha ọrụ okporo ụzọ – Minista.

Shiktra Shalangwa dere ya na bekee.

0 298

 

Mịnịsta na-ahụ maka njem na Naịjirịa bụ Ademola Adegoroye kwuru na a ga-arụcha ọrụ okporo ụzọ na mpaghara South West.

O mesiri ndị steeti Ondo na Ekiti  ka  obi sie ha ike na gọọmentị ahapụbeghị mwugharị okporo ụzọ Akure-Ado Ekiti.

Mịnịsta a kwuru nke a mgbe ndị nnọchi anya ụlọ omebe iwu Ondo steeti, nke onye isi oche ha bụ Bamidele Oleyelogun, letara ya n’ụlọọrụ ya n’ụlọ ọrụ Federal Ministry of Transportation n’Abuja.

O kwuru na a na-enye Dantata na Sawoe ọrụ abụọ a,

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *