INEC ewerela ngwa ntuliaka gaa na ngalaba ntụli aka na Keffi
Ụlọ ọrụ Independent National Electoral Commission, INEC na steeti Nassarawa ezipụla akwụkwọ ntuliaka na Ward dị iche iche na steeti ahụ. Ka oji nkeji isii gbafee elekere asato nke ụtụtụ, n'oge ime obodo, a hụrụ INEC ka ọ na-ebu…