Take a fresh look at your lifestyle.

2023: Òtù na-ahụ maka ndị ntorobịa na-akpọ oku maka ntuliaka  nke ziri ezi.

Tanimu Hassan Abuja dere ya na bekee.

0 371

2023: Òtù Na-ahụ Maka Ndị Ntorobịa na-akpọ oku maka ntuli aka  nke ziri ezi.

Kọmitii nke Youth on Mobilisation and Sensitization Advocacy Group na-akpọ maka mbọ ndị ọzọ iji nweta ntuli aka izugbe nke ziri ezi na 2023 na Nigeria.

Kọmiti ahụ kpọrọ oku a na ogbako ndị ọkammụta na Abuja isi obodo mba ahụ, ya na isiokwu ya bụ “Ntinye ndị ntorobịa n’ihu nhoputa ndi ochichi nke 2023.”

Nzukọ a gbadoro ụkwụ n’ịkpọlite mmụọ nke ndị ntorobịa na ọrụ ha  maka ntuli aka izugbe nke 2023.

Leave A Reply

Your email address will not be published.