Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu kelere British-Nigerian Opeyemi Bright na Jason Jackson maka nhọpụta na nraranye ha mere dị ka onyeisi obodo na London.
Onye isi ala ahụ toro Bright na Jackson maka ịkwado ihe nketa nke ọrụ ọma nke ndị…
Onye osote onye isi ala Naijiria, Kashim Shettima, erutela Jalingo, isi obodo Taraba steeti, na nleta ọrụ na steeti ahụ.
Ụgbọ elu onyeisiala bufere osote onye isi ala rutere n'ọdụ ụgbọ elu Danbaba Suntai, Jalingo, n'ihe dịka elekere 9:17…
Ka Naijiria na-esonye n'ụwa niile na-eme mmemme maka ụbọchị omenala dị iche iche maka mkparịta ụka na mmepe nke afọ a, nwunye onyeisiala Oluremi Tinubu na-agba ndị Naijiria ume ka ha dịrị n'otu n'ịkwalite ọganihu mba ahụ.
N'ozi ya iji…
Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu kwuru na ohere buru ibu na-ejupụta na mpaghara dị iche iche na Naijiria maka ọganiru obodo.
O mere nkwupụta a na Jalingo, isi obodo Taraba State, mgbe ọ na-emepe Ụlọ Nzukọ International Investment…
Onyeisiala Bola Tinubu enyela ikike ka a malite atụmatụ igwupụta mmanụ agbidi na mpaghara Bauchi na Gombe Steeti nke a kpọrọ Kolmani Integrated Development Project.
Minista nta na-ahụ maka mmanụ agbidi bụ Sịnetọ Heineken Lokpobiri…
Ụlọ ọrụ Independent National Electoral Commission (INEC), na-ekwu na ha ezipụla ndụmọdụ asatọ n'ime ndụmọdụ 142 sitere na nyocha onwe ya nke nhoputa ndi ochichi n'afọ 2023 na ndị na-emetụta ya, na National Assembly maka mmezi iwu na ntuli…
Onyeisiala bụ Bola Ahmed Tinubu aṅụọla ndị kọmishọna ọhụrụ họpụtara nke Independent National Electoral Commission INEC.
Ndị kọmishọna a ṅụrụ iyi na mmalite nke ọgbakọ ndị isi nke Federal Executive Council nke ụbọchị ahụ, na State House,…