Babajide Sanwo-Olu meriri dika gọvanọ Lagos Steeti
Ụlọ ọrụ Independent National Electoral Commission, INEC ekwupụtala Mazị Babajide Sanwo-Olu nke All Progressives Congress (APC) dị ka onye meriri na ntuliaka Gọvanọ steeti Legọs e mere n’abali iri na asato Maachị, 2023.…