Federal Executive Council anabatala nkwekọrịta nke nde N964 maka inye akụrụngwa usoro mmụta dabere na satịlaịtị n'ụlọ akwụkwọ praịmarị atọ dị na steeti ọ bụla na Nigeria, gụnyere Federal Capital Territory, Abuja.
Mịnịsta na-ahụ maka!-->!-->!-->!-->!-->…