Take a fresh look at your lifestyle.

Ntuli aka Kogi: Gọvanọ Bello kwadoro Ahmed Ododo.

Ishaq Dan-Imam, Lokoja dere ya na bekee.

0 306

Ntuli aka Kogi: Gọvanọ Bello kwadoro Ahmed Ododo

Ishaq Dan-Imam, Lokoja

Gọvanọ Yahaya Bello nke Kogi steeti, dị na North Central Nigeria, akwadola Ahmed Ododo n’ihu ọha dị ka nhọrọ ya n’etiti mmadụ iri na asaa na-azọ ọkwa ọchịchị, gọvanọ na steeti ahụ na ngwụcha izu ụka a.

Bello, kwuputara Ododo ka ọ masịrị ya na nzụkọ ndị otu ọ nọ n’isi ya na odeakwụkwọ APC steeti dị na Lokoja n’abalị Tọzdee.

Ododo si na Kogi Central Senatorial district ebe Bello sikwa.

Ahmed Ododo, onye Gọvanọ Bello’s Kinsman na onye ya na ya na-akpachi anya, bụ onye na-ahụ maka nchịkwa obodo Kogi steeti ugbu a.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *