Onye bụ Cole Tomas Allen chọrọ ịgbagbu Donald Trump?
A ga-akpọga onye a na-enyo enyo na ọ gbara egbe n'ebe ndị ntaakụkọ White House na Onyeisiala na-erikọ nri abalị na Washington DC n'abalị Satọde n'ụlọikpe taa.
Ndị mgbasaozi mba Amerịka akọwaala ihe dị mkpa mmadụ kwesiri ịma banyere…