Ebighariri egwuregwu Serie A nke Italyn’ihi onwu Pope Francis
Otu egwuregwu bọọlụ Italy kacha elu, Serie A, eyigharịrị egwuregwu ụbọchị Mọnde niile ka Pope Francis nwụsịrị.
Pope Francis, onye ndu Ụka Roman Katọlik mbụ na Latin America na onye na-akwado bọọlụ ogologo ndụ anwụọla, Vatican kwuru na…