Take a fresh look at your lifestyle.
Browsing Tag

ikpe

Gambia ga-ekpe onye bụbu onye isi ala ikpe.


Gọọmenti Gambia anabatala ntụnye sitere n'aka kọmitii eziokwu na mezie ka ọ gbaa onye isi ala bụ Yahya Jammeh ikpe maka igbu ọchụ na mpụ ndị ọzọ a na-enyo enyo na o mere mgbe ọ nọ n'ọchịchị. Onye ọka iwu nke mba ahụ, Dawda Jallow

Etu ikpe Nnamdi Kanu si aga n’ụlọikpe

Ụlọikpe Ukwu dị n'Umụahịa, Abia steeti ehighaarịela banyere nnwụchi a nwuchiri Nnamdi Kanu na mba Kenya nke ndị ọkaiwu ya gbara gọọmentị Naijiria gaa abalị iri abuo na asaa ọnwa Eprel afọ 2022. Nkea bụ dịka akwụkwọ ozi Aloy Ejimakọr