Ụlọ ọrụ Federal Capital Territory (FCT), Kọmitii Nchebe ewebatala ụkpụrụ omume na-egbochi ndị otu Vigilante na-arụ ọrụ n'ime obodo dị iche iche na Territory iji ngwa agha amachibidoro.…
Onyeisiala Muhammadu Buhari ekwupụtala mwute maka mbibi nke ide mmiri kpatara na Bayelsa steeti. Ya mere, o nyela mba ahụ nkasi obi n'ebe ezinaụlọ ndị ihe…
Ndi ọrụ Federal Capital Territory Administration, FCTA,anwụchiela mmadu ise na atụ mgbere ọgwụ ike n’okpuru flyover dina Wuse nke, Abuja.
Nkea sonyere mbọ ana agba ikpochapu ndi na atụ mgbere ogwu ike n’isi obodo ala anyi.
Mgbe ndia…
Ụlọ ọrụ Federal Capital Territory Emergency Management Agency, (FEMA), kpọrọ oku ka ha na Federal Capital Development Authority, (FCDA) na-emekọ ihe ọnụ iji dozie idei mmiri na FCT.
Onye isi ụlọ ọrụ FEMA, Abbas Idriss kpọrọ oku a!-->!-->!-->!-->!-->…