Etu onye ‘ngwọrọ’ si bilie gbaa ọsọ mgbe anyị na-achụ ndị ‘ara’…
Ngalaba Gọọmentị Imo Steeti na-ahụ maka obodo ịdị ọcha bụ Environmental Transformation Commission (ENTRACO) ekwuola ihe mere ha ji ekpochapụ ndị e chere bụ ndị ara na ndị arịrịọ juru n’okporoụzọ dị n’Owerri.
Onyeisi ngalaba a bụ Nkem…