Ụlọikpe ukwu gọọmentị etiti dị na Ikoyi, Lagos, Nigeria, enyela ikike ịgbapụta onye na-eme ihe nkiri Nollywood bụ Simisola Gold, bụ onye nwụchiri maka ịgbasa na ịwụba n'akwụkwọ ego naira ọhụrụ mgbe a na-eme mmemme.…
Onyeisiala Naijirua bụ Muhammadu Buhari agbatiela ohere iji oge ochie azụ ahịa ruo abalị iri isii na-abịa.
Buhari nyere CBN ntuziaka ka ha wepụtakwa N200 ochie ọzọ iji belata ụkọ ego ma hapụ N200, 500 nakwa N1000 ọhụrụ ka e jiri ha ncha…
Ndị otu nchịkwa nke Central Bank of Nigeria ga-ezukọ n'ụbọchị Mọnde ka ha leba anya n'ọgba aghara nke atụmatụ ndezigharị nke naira kpalitere iji wepụta ihe ngwọta maka ụkọ ego dakwasịrị mba ahụ.…
Gọọmenti Ogun steeti dị na ndịda ọdịda anyanwụ Naijiria ewepụtala akwụkwọ mmefu ego nke afọ 2023, na-ekwu na a ga-eji ma Internally Generated Revenue, IGR na oke nke ọnwa ọ bụla sitere na akaụntụ gọọmenti etiti.…
Ụlọakụ etiti nke ala Naịjirịa ekwuola na akụkọ na-efegharị n’igwe nzirikota ozi soshal midia nke na-ekwu na naịra ọhụrụ ha wepụtara na-aṅacha aṅacha bụ asị ọcha.
Ha kwuru nke a site n'akwụkwọ ozi nke otu onye isi ha bụ Ahmed Halilu…