Tinubu ga-ezute Eze Charles III na mba UK
Gọọmenti Naịjirịa ekwuola na ụfọdụ nkatọ a na-akatọ atụmatụ Onyeisiala Bola Tinubu bụ n’ihi amaghị ihe nakwa aghụghọ.
Minista mgbasaozi bụ Mohammed Idris kwuru nke a oge ya na ndị ntaakụkọ mbaụwa na-enwe mkparịtaụka na mba United…