A napụla Prince Andrew ikike ndị agha na ihe nrite ndị ọzọ
Isioche ọchịchị nke Buckingham nke Ezenwaanyị Elizabeth nọ n'isi ya ekwuola na ha ekpupula Prince Andrew okpu dịka nwa Eze ya na ikike na ihe nrita ọzọ so ọkwa ya dịka ikike na ihe nrita ọ nwere dịka onye agha Briten.
A na-akọwa na nke!-->!-->!-->…