Onyeisiala Naijiria, Muhammadu Buhari enwela ọñụ n'isi onyeisiala a họpụtara ọhụrụ, Bola Tinubu dịka ọ na-agba afọ iri asaa na otu n'abalị iri na itoolu ọnwa Maachị 2023, nakwa na nkwadebe idu obodo a site n'ọnwa Mee.
Onyeisiala sonyeere…
Onyeisiala a họpụtara ọhụrụ, Bola Tinubu atụnyela votu ya na ngalaba ntuliaka ya na Alausa dị n'Ikeja, Lagos Steeti, ndịda anyanwụ Naijiria.
Tinubu na nwunye ya, Oluremi sonyeere oge ntụnye vootu ahu.
Onyeisiala a họpụtara toro usoro…
Onye ndọrọ-ndọrọ ọchịchị nke All Progressives Congress APC, Ahmed Bola Tinubu ekwela nkwa imeziwanye akụnụba Naijiria ma ọ bụrụ na a họpụta ya dị ka onyeisiala nke mba ahụ na ntuli aka na-abịanụ.
Mazị Tinubu kwere nkwa a n'oge a na-achụ…