Ntuli Aka 2023: Onye Na-Azọ Ọkwa Onyeisiala Na APC Ga-Eme Ka Akụnaụba Naịjirịa Kwalite
Onye ndọrọ-ndọrọ ọchịchị nke All Progressives Congress APC, Ahmed Bola Tinubu ekwela nkwa imeziwanye akụnụba Naijiria ma ọ bụrụ na a họpụta ya dị ka onyeisiala nke mba ahụ na ntuli aka na-abịanụ.
Mazị Tinubu kwere nkwa a n'oge a na-achụ…