Amalitela igu votu n’ntuliaka imeụlọ ndi APC n’eme
Amalitela igu ka okwe si gba n’ntuliaka imeụlọ nke otu All Progressives Congress, APC maka onye ga eji ọkọlọtọ patia zọọ ọkwa onyeisiala na Eagle Square na Abuja.
Ọ bụ ndi APC Election Planning Sub-committee bụ ndi n’achikọ votu!-->!-->!-->…