Onyeisiala Trump adọọla aka na ntị banyere nnukwu nzaghachi ma ọ bụrụ na Ịran gbuo ndị ngagharịiwe
Trump adọọla aka na ntị ma kwuo na Amerịka ga-azaghchi mba Ịran n'ụzọ siri ike ma ọ bụrụ na Iran gbuo ndị na-eme ngagharịiwe.
Ịdọ aka na ntị a na-abịa dịka onye ezinaụlọ Erfan Soltani dị afọ iri abụọ na isii a nwụchiri n'izuụka…