Browsing Category
Mba ụwa
A hụla okpokoro ‘Titanic Submersible’ a na-achọ achọ
Akụkọ na-eru anyị ntụ ugbua na-ekwu na a hụla okporo 'Titanic Submersible' a na-achọ achọ kemgbe ụbọchịụka.
Ụgbọmmiri a kpọrọ 'Titanic Submersible' zọpụrụ ije n'ikperemmiri Newfoundland dị na mba Kanada gawa ebe ụgbọmmiri 'Titanic' kụsara…
Ndị ndu Afrịka agaala Ukraine, Russia ịkpa maka udo
Ndị ọchịchị mba Afrịka dị icheiche anọrọla na mba Ukraine ugbua ebe ha ga-ezute onyeisiala mba ahụ bụ Volodymyr Zelensky, taa bụ Fraịde, Jun 16 2023, iji kpaa maka etu udo ga-esi lọghachi n'etiti ha na mba Russia.
Cyril Ramaphosa,…
Eboola Donald Trump ebubo asaa ọzọ maka ijigide akwụkwọ nzunzo gọọmentị
E bola aka chịburu mba Amerịka bụ Donald Trump ebubo ọzọ gbasara etu o si jie akwụkwọ nzuzo ụfọdụ gbasara gọọmentị Amerịka dịka ọ rịtuchara n'ọchịchị.
Ebubo ndị a gụnyere ijigide akwụkwọ nzuzo ụfọdụ nke bụ ihe megidere iwu onye nkịtị…
Sweden agụnyela mmekọrịta dịka asọmpi egwuregwu n’ezie? Lee ihe anyị ma
Gọọmentị mba Sweden ekwuola na o nweghị mgbe ha binyere maọbụ nwee mkpebi ime mmekọrịta nwoke na nwaanyị asọmpi egwuregwu na mba ahụ.
Akụkọ fegharịrị ma wuo na nsonso a na-ekwu nac Sweden abụrụla mba mbụ na-eme mmekọrịta nwoke na nwaanyị…
Kashim Shettima na-aṅụ iyi dịka osote onyeisiala Naịjirịa.
Kashim Shettima na-aṅụ iyi dịka osote onyeisiala Naịjirịa.
Zelenskiy Erutela Hiroshima Nke Japan Maka Nzukọ G7
Onyeisiala Volodymyr Zelenskiy rutere n'obodo Hiroshima nke Japan na Satọde iji zute ndị isi nke ọchịchị onye kwuo uche ya kacha baa ọgaranya n'ụwa ma na-akwado nkwado maka nchebe megide mwakpo Russia na mba ya.
Ọnụnọ Zelenskiy na nnọkọ…
UK: Ahọpụtala onye isi kọmishọna ọhụrụ maka Naijiria.
UK: Ahọpụtala onye isi kọmishọna ọhụrụ maka Naijiria.
Ọrịa Parkinson na-emetụta ihe karịrị nde iri mmadu n’ụwa niile
Otu na-abụghị nke gọọmentị, Adewunmi Desalu Parkinson's Foundation ekwuola na ọrịa Parkinson na-emetụta ihe karịrị nde iri mmadụ, n'ụwa niile.
Ụlọ ọrụ ahụ kwuru nke a n'oge mbipụta mbụ nke ọrịa Parkinson Symposium iji mee ncheta ụbọchị…
WHO dọrọ aka ná ntị megide echiche ọjọọ, ozi na-ezighi ezi na iji AI na ahụike
Otu ahuike mba uwa nyere ịdọ aka ná ntị n'ubochi Tuuzde maka iji ọgụgụ isi mmadụ (AI) maka ahụike ọha. Data nke AI na-eji ruo mkpebi, ha kwuru na ọ nwere ike bụrụ nke…