Browsing Category
Mba ụwa
Britain bịanyere aka na nkwekọrịta azụmahịa- trans-Pacific
Britain bịanyere aka na nkwekọrịta azụmahịa- trans-Pacific.
Mmadụ asaa anwụola na mwakpo ụlọakwụkwọ ọtaakara Lianjiang
Mmadụ asaa anwụọla nke gụnyere ụmụaka anwụọla n’ụlọakwụkwọ ọtaakara ebe a sụrụ ndị mmadụ mma n’akụkụ ndịda China bụ mpaghara Guangdong.
Ndị uweojii na-ekwu na ha anwụchila otu nwoke dị afọ 25 nke aha nna ya bụ Wu n’obodo Lianjiang.
Ndị…
Twitter ekwuola na ha ga-agba ‘Meta’ akwụkwọ n’ụlọikpe maka imepụta…
Ụlọọrụ 'Twitter' ekwuola na ha ga-agba ụlọọrụ Meta akwụkwọ n'ụlọikpe maka imepụta akụrụngwa soshal midia ọhụrụ a kpọrọ 'Meta'.
Nke a na-abịa dịka ihe karịrị mmadụ nde 30 debanyere aha n'ọbaozi Threads n'ime ụbochị mbụ Meta ji wepụta ọbaozi…
Ọkụ kpara mkpamkpa di egwu n’ụlọ ezumike nka Milan.
Ọkụ kpara mkpamkpa di egwu n'ụlọ ezumike nka Milan.
Naijiria, United Kingdom na nkwa ọhụrụ ịlụso ndị na-ere ọgwụ ọgụ
Gọọmenti Naijiria na mba United Kingdom ebinyela aka na nkwa ọhụrụ iji lụso ndị na-anya ọgwụ ike dịka akụkụ nke mbọ iji kpochapụ ajọ mpụ ahaziri ahazi na mba abụọ a. A bịanyere aka na nkwekọrịta nghọta ọhụrụ na Abuja, isi obodo Nigeria,…
Ụlọikpe India ekpebiela na nwaanyị enweghị ọrụ nwere ikike iketa oke nhatanha n’aku di ya
Ụlọikpe dị na mba India enyela ụmụnwaanyị na-arụ naanị ọrụ ezinaụlọ ikike iketa oke nhatanha n'akụ dị ha.
N'ikpe nke Ụlọikpe Ukwu dị na Madras na Tamil Nadu steeti, India, kpebiri na nsonso a, ụlọikpe ahụ kwuru na "ọrụ nwaanyị na-arụ…
A nwụchiela ihe ruru mmadụ 150 na France maka ọgbaghara dapụtara ebe ahụ
N’ime abalị nke abụọ so ọgbaghara na-ada na France bụ nke dapụtara n’ihi egbe ndị uweojii gbara otu nwata nwoke onye ọkwọ ụgbọala dị afọ 17, ndị uweojii anwụchịela mmadụ 150 iji dajụọ ihe na-eme ahụ.
Ndị uweojii gbara nwata nwoke a nke…
Atụmatụ ibuga ndị na-agba ọsọ ndụ Rwanda megidere iwu- Ụlọikpe Briten
Ụlọikpe mba Briten ekpebiela na atụmatụ gọọmentị mba ahụ ibuga ndị na-agba ọsọ ndụ gbatara mba ahụ mba Rwanda megidere iwu.
Ọkaikpe Lord Burnett bụ onye kwupụtara mkpebi Ụlọikpe Mkpegharị mba ahụ mere ụbọchị Tozde sịrị na, "Mkpebi nke…
Gọọmentị mba Fransị na-atụle itinye ọnọdụ gbatagbata n’ihi ọgbaaghara na mbibi
A na-atụ anya na Onyeisiala mba Fransị bụ Emmanuel Macron ga-akpọ ọgbakọ nke ndị isi ọchịchị mba ahụ iji tulee ma a ga-etinye ọnọdụ gbatagbata iji kwụsị ọgbaaghara na'aga n'ihu ugbua na mpaghara dị icheiche.
Nke a na-abịa dịka ọgbaaghara…
Mmadụ ise n’ime ndị Naịjirịa gara ekpere Hajj na mba Saudi Arabia alaala mmụọ
Ngalaba na-achịkọta njem ekpere nke ndị okpukperechi Islam na-aga na mba Saudi Arabia, a na-akpọ Hajj, ekwupụtala na mmadụ ise n'ime ụmụ Naịjirịa mere njem ahụ n'afọ a, anwụọla na Saudi Arabia.
Onyisi ngalaba 'National Hajj Commission' bke…