Browsing Category
Omenala
Trump ga-ezute ndị isi mbaụwa n’ọgbako World Economic Forum a na-eme na Davos
Onyeisiala Amerịka bụ Donald Trump ga-ezute ndị isi mba ụwa n'ọgbako World Econonmic Summit a na-eme na Davos dị na mba Switzaland.
Akụkọ kwuru na a na-atụ anya na Onyeisiala Trump na ndịisi mbaụwa ga-enwe mkparịtaụka gbasara…
Gọọmenti Etiti akpụpụla Sowore n’ụlọikpe ọzọ
Gọọmenti Etiti akpụpụla onye na-ahụ maka ikike mmadụ bụ Omoyele Sowore n'ulọikpe ọzọ dabere n'ebubo abụọ e megharịrị emegharị.
Ha boro Sowore ebubo ịkpaarị Onyeisiala Bola Tinubu n'ịntaneetị, mana ọ gọrọ agụgọ ma kwuo na aka ya dị…
Mmadụ 22 anwụọla dịka kreen dara n’elu ụgbọoloko na mba Taịland
Opekatampe ihe ruru mmadụ iri abụọ na abụọ anwụọla dịka kreen aka na arụ dara n’elu ụgbọoloko na-eme njem na mba Taịland.
Dịka ndị ọrụ gọọmentị si kwuo, ụgbọoloko ahụ bu ndị njem ruru 195 si Bangkọk na-eme njem aga Taịland oge ajọ…
Onyeisiala Trump adọọla aka na ntị banyere nnukwu nzaghachi ma ọ bụrụ na Ịran gbuo ndị ngagharịiwe
Trump adọọla aka na ntị ma kwuo na Amerịka ga-azaghchi mba Ịran n'ụzọ siri ike ma ọ bụrụ na Iran gbuo ndị na-eme ngagharịiwe.
Ịdọ aka na ntị a na-abịa dịka onye ezinaụlọ Erfan Soltani dị afọ iri abụọ na isii a nwụchiri n'izuụka…
Etu ndị uweojii si jide mmọnwụ kpara mkpamkpa n’Awgbu, Anambra steeti
Ndị uweojii n'Anambra steeti ejidela mmọnwụ ahụ gara ebe a na-eme emume ma meruo igwe mmadụ ahụ.
Tochukwu Ikenga bụ ọnụ na-ekwuru ndị uweojii n'Anambra steeti mere ka a mata nke a n'ozi o zitere BBC Igbo na Januwarị 14, 2026.…
Ntuliaka Yuganda 2026: A machiela ịntaneti dịka a ga-eme ntuliaka ọkwa onyeisiala n’ụbọchị…
Ụlọọrụ na-ahụ maka mgbasaozi na Yuganda agwala ụlọọrụ na-ekesa ịntanetị ka ha kwụsịtụ ọrụ maka ntuliaka a ga-eme n'ụbọchị Tọzde 15 Jenụwarị, 2026.
Ha kwuru na ihe mere ha ji eme nke a bụ iji gbochie ozi ụgha a na-ekesa n'ịntaneti,…
EFCC: Gịnị mere ụfọdụ ikpe nrụrụaka ji egbu oge?
Ụlọọrụ na-ahụ maka mpụ na nrụrụaka ego na Naịjirịa bụ EFCC ekwupụtala ihe mere ikpe nrụrụaka ha ji n'aka ji egbu oge tupu o ruo n'ụlọikpe.
Onyeisi ụlọọrụ ahụ bụ Ola Olukoyede kọwara na ịkpụpụ ndị mmadụ n'ụlọikpe maka nrụrụaka,…
Vitali Klitschko:Ka udo were di mba Ukren nwere ike inye mba Rọshịa ala…
Vitali Klitschko:Ka udo were di mba Ukren nwere ike inye mba Rọshịa ala...
A ga-ebuga Popu Francis na St Peter Basịlịka maka ọha iru uju
A ga-ebuga ahụ Popu Francis na St Peter Basịlịka taa bụ Wenezde ebe ọ ga-edina ka ndị mmadụ were malite iru uju.
Dịka etu emume olile Popu ga-esi aga, Kardịnal Kevin Farrell ga-edu n’ekpere tupu e bupụ ahụ Popu ebe ọ dị na Chapel nke…
Etu o si kpọtụọ na mmemme Ụzọiyi n’ Uke, Steeti Anambara
Na nsonso a, ama Ositaosili n'Uke dị n’Anambara steeti kpọtụrụ akpọtụ dịka ụmụafọ obodo ahụ n’ọha na n’ụzọ lọtara maka emume Uzoiyi.
Ụzọiyi bụ mmemme omenala ndị Uke na-eme kwa afọ tupu mmalite oge ọkụkọ ubi.
Iji merụba emume Uzoiyi,…