Browsing Category
Akụkọ na ewuewu
Mgbakọ APC na-akpụzi ọdịnihu pati n’ihu 2027
Otu All Progressives Congress (APC) na-eme Mgbakọ Mba nke 2026 na Abuja, na nnọkọ dị mkpa nke a na-atụ anya na ọ ga-akpụzi usoro ọchịchị nke pati ahụ na ntụzịaka atụmatụ n'ihu nhoputa ndi ochichi na-esote Naijiria.
E hibere na February…
Ụlọikpe enyela ikike ka a nwuchie Onyeisi otu ngalaba PDP bụ Turaki
Ọkaikpe Peter Kekemeke nke Ụlọikpe Ukwu nke Isi Obodo enyela ikike ka a nwuchie Onyeisi otu ngalaba pati PDP bụ Tanimu Turaki.
Ọkaikpe a wepụtara akwụkwọ ikike ahụ mgbe Turaki jụrụ ịbia n’ụlọikpe ka a gụọrọ ya ebubo ya.…
Ịran enyela ugbọmmiri anyi ikike isi n’ụzọ mmiri ‘Strait of Hormuz’ gafee –…
Ebe foto si, Getty Images
Praịm Minista mba Maleshia bụ Anwar Ibrahim ekwuola na ndị ọrụ gọọmentị Ịran enyela ụgbọmmiri obodo ya ikike isi n'ụzọ mmiri 'Strait of Hormuz' gafee.
O kwuru nke a na Tọzde ma sị na ya na mba…
Ụtalị Soludo adaala n’isi ndị ọrụ oyibo n’Anambra Steeti
Kata kata adala n’Anambra Steeti díka Gọvanọ Chukwuma Soludo enyela iwu ka ọtụtụ ndị ọrụ Bekee na steeti ahụ kwụsịtụ ọrụ maka abịaghị ọrụ maọbụ abịaghị ọsịsọ.
Ihe kpatara nke a bụ n’ụbọchị Tọzde 26 Maachị 2026 mgbe Gọvanọ Soludo…
ASUU enyela gọọmenti etiti abalị anọ iji mezuo nkwekọrịta banyere ụgwọ ọnwa ọhụrụ ha
Otu jikọrọ ndị nkụzị mahadum na Naịjirịa bụ Academic Staff Union of Universities (ASUU) enyela gọọmenti etiti Naịjirịa abalị anọ ka jiri mezuo nkwekọrịta ụgwọ ọnwa ọhụrụ ndị otu ha na Naịjirịa niile gbaa gburugburu.
Onyeisi ASUU bụ…
Onye isi ala Tinubu lọghachiri Abuja ka emechara emume Eid-ul-Fitr
Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu alọghachila n'Abuja ka o mechachara emume Eid-ul-Fitr na Legọs, ka ọ gara njem akụkọ ihe mere eme na mba United Kingdom.
Ụgbọ elu onye isi ala hapụrụ Wing President nke ọdụ ụgbọ elu Murtala Mohammed…
Anyị ga-emeri ụkwara nta, Nwanyị Mbụ kwuru
Ka Naịjirịa so mba ụwa niile na-eme mmemme ụbọchị ụkwara nta, nwunye onyeisiala mba ahụ, Oluremi Tinubu, ekwupụtala nchekwube na a ga-ewepụ ọrịa a.
O mere nkwupụta a n'ozi ya iji mee emume ụbọchị ụkwara nta nke ụwa nke afọ 2026.…
Trump kwuru na ọ bụ oke egwu mere mba Ịran ji achọghị ka ha na Amerịka nwee mkparịtaụka
Onyeisiala Donald Trump na-achị Amerịka ekwuola na ndịisi mba Ịran na-atụ egwu ikwu na ha na mba Amerịka chọrọ inwe mkparịtaụka udo.
Nke a na-abịa dịka Ịran gọnarịrị na ha na Amerịka na-enwe mkparịtaụka dịka Trump kwuru na “ndị be…
Ndị uweojii anwụchiela otu nwoke gburu nne ya n’Ebonyi Steeti
Ndị uweojii n’Ebonyi Steeti ekwuola na ha anwụchiela otu nwoke aha ya bụ Damian Oforbuike onye kwuru nna ya maka ntakịrị esemokwu ha abụọ nwere. Ọnụ na-ekwu ndị uweojii steeti ahụ Joshua Ukandu kwuru na ọdachi ahụ mere n’obodo Ohatekwe…
Ụlọomeiwu Anambra Steeti akwadola akwụkwọ iwu azụmahịa iji megide ọnọdụ Sit-at-Home ma kwalite…
Ụlọomeiwu Anambra akwadola akwụkwọ iwu ‘Market Bill 2026’ nke kwalite ọnọdụ akụnaụba steeti ahụ ma megide ọnọdụ onye apụtala ezi ‘sit-at-home’ na steeti ahụ gbaa gburugburu.
Akwụkwọ iwu ahụ bụ nke a kwadoro n’ọgbakọ plenary…