Browsing Category
Egwuriegwu
Osimhen na-aga n’ihu na mgbake na Naijiria.
Onye ọtuegwuregwu bọọlụ Napoli Victor Osimhen nọ na Naijiria na-aga n'ihu na mgbake ya na mmerụ ahụ ọ nwetara n'oge egwuregwu enyi na enyi Super Eagle na Saudi Arabia na nso nso a.
NNL Eyigharịala Ụbọchị Mmalite Asọmpi 2023-2024 League
Ndị bọọdụ Nigeria National League (NNL) yigharịrị ụbọchị mmalite nke asọmpi egwuregwu 2023-2024 ka ọ bụrụ ụbọchị a na-ekwupụtabeghị.
Onye isi oche ndị otu NNL, George Aluo kwuru na ọ bụ n'enweghị ike ndị otu egwuregwu dị iche iche…
Divine Oduduru eritela mmachi afọ isii maka ịda iwu abụo gbadoro ụkwụ n’ọgwụike.
Ngalaba Athletics Integrity Unit kwuputara nke a n'ụbọchị Tọzde kwuru na o nwere ihe akaebe karịrị akarị megidere Oduduru.
Ebubo abụọ e boro ya gụnyere ijide ọgwụ ndị amachiri amachi,
Angola, Ghana, Tanzania tozuru oke maka asọmpi AFCON.
Angola, Ghana, Tanzania tozuru oke maka asọmpi AFCON.
Ihe kpatara m jiri bugharịa ụlọ ọrụ m n’ama egwuregwu .
Ihe kpatara m jiri bugharịa ụlọ ọrụ m n'ama egwuregwu .
Ndidi nwetara ọkwa kachasị elu na mmeri Carabao nke Leicester.
Ndidi nwetara ọkwa kachasị elu na mmeri Carabao nke Leicester.
Gọọmenti Bayelsa Steeti Adịla Njikere Ịchịkọba Asọmpi Mgba Kwa Afọ
Gọọmenti Bayelsa steeti kwuru na ha adịla njikere ịchịkọba asọmpi mgba kwa afọ, nke akpọrọ Senator Douye Diri National Wrestling Classics, nke ekwesịrị ime site na August 6th – 10th 2023 na Yenagoa, Bayelsa State, Nigeria.
Asọmpi a…
Ndị nkwado na-ekele Messi dị ka onye nke iri America
Mmiri zoro na ngagharị ya, mana Lionel Messi kelere ndị egwuregwu Inter Miami ọhụrụ ya ma onye nwe klọb toro ya dị ka onye nke iri America na mmiri mmiri mana emume mkpughe na Sọnde.
Ogige egwuregwu 20,000 nke Miami dị nso na-ejuju…
Anaghi ere Iwobi ere
Dean Jones gwara ndị nta akụkọ na agaghị ekwe ka Alex Iwobi hapụ Everton. Onye bụbu onye ọkpọ egwuregwu Arsenal nwere otu afọ ọzọ fọdụrụ na nkwekọrịta ya na Goodison Park na-akpalite ịkọ nkọ maka ọdịnihu ya.
Mana onye nta akụkọ ahụ…