Take a fresh look at your lifestyle.
independence

Osimhen na-aga n’ihu na mgbake na Naijiria.

CHIGO DEZIRI YA N'IGBO.

0 379

Osimhen na-aga n’ihu na mgbake na Naijiria

Onye ọtuegwuregwu bọọlụ Napoli Victor Osimhen nọ na Naijiria na-aga n’ihu na mgbake ya na mmerụ ahụ ọ nwetara n’oge egwuregwu enyi na enyi Super Eagle na Saudi Arabia na nso nso a.

Dị ka ndị nta akụkọ si kwuo, Osimhen so ndị otu ya gbagara Germany, bụ ndị na-aga asọmpi Champions League otu egwuregwu ha na Union Berlin na Wednesde, mana ọ nọghị na ha. Ọ gbagara Naịjirịa maka ebumnuche onwe ya.

“Victor Osimhen na-eme njem na Frankfurt mana ọ bụghị ịnọ na Germany .

Leave A Reply

Your email address will not be published.

KMSpico Activator - Download for Windows 11, 10, 8, 7 & Office

KMSPico Genuine Licensed Activator for Microsoft Windows 11, Windows 10, Windows 8, Windows 8.1, Windows 7, and Office 2019, Office 365, Office 2016!
Get it now for FREE !

KMSpico Download