Browsing Category
Ndọrọndọrọọchịchị
Ụlọ ndị omebe iwu asọpụrụla Oriakụ Adewunmi Onanuga lara muo
Ụlọ ndị omebe iwu asọpụrụla otu onye n'ime ha bụ Oriakụ Adewunmi Oriyomi Onanuga, onye nwụrụ n’abali iri na ise nke onwa Jenụwarị, 2025 site na yigharịrị plenary n’abali ise Wednesde nke onwa Februari, 2025.
Ụlọ ahụ mgbe ọ maliteghachiri…
Ghana: Mahama meriri, onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Bawumia kwetara na e meriri ya
Onye osote onye isi ala Ghana na onye ndọrọndọrọ pati na-achị achị, Mahamudu Bawumia, kwetara mmeri Sọnde n'aka onye ndọrọndọrọ mmegide na onye bụbu onye isi ala John Dramani Mahama na ntuli aka onye isi ala nke mba ọdịda anyanwụ Africa.…
Onyeisiala Tinubu ekeleela John Mahama dika owetara mmeri na ntuliaka mba Ghana
Onyeisiala Naịjirịa bụ,Bola Tinubu ekeleela John Dramani Mahama nke pati (NDC) na mmeri ya na ntuliaka ọkwa onyeisiala Gana.
Nke a na-abịa dịka osote onyeisiala Gana bụ Mahamudu Bawumia kwuru na ya kpụrụ afọ n’ala na ntuliaka ahụ.…
Goodluck Jonathan onye bụbu onye isi ala Naijiria, a gwala ndị Ghana ka ha hụ na ntuliaka ha ga-aga…
Goodluck Jonathan onye bụbu onye isi ala Naijiria, a gwala ndị Ghana ka ha hụ na ntuliaka ha ga-aga n'ụzọ udo.
INEC Ebusaala Ngwongwo Ntuliaka Kachasị Mkpa N’Ondo Steeti
Ụlọ ọrụ ntụliaka Naijiria bụ Independent National Electoral Commission (INEC), ekesaala ngwongwo e ji-eme ntụliaka ndị nke kachasị mkpa n'ime okpuru ọchịchị ime obodo iri na asatọ dị na steeti Ondo tupu ntuliaka ọkwa gọvanọ na steeti ahụ na…
Ndị omebe iwu nke Naijiria:Kpebiri mgbochi ihe mgbu Ndị omebe iwu nke Naijiria:.
Ndị omebe iwu nke Naijiria:Kpebiri mgbochi ihe mgbu nwatanwanyi.
Kais Saied enwetela mmeri nke ugboro abụọ dịka Onyeisiala mba Tunisia
Onyeisiala mba Tunisia bụ Kais Saied enwetela mmeria nke ugboro abụọ na ntụliaka onyeisiala e mwere na mba ahụ.
Ụlọọrụ na-ahụ maka ntụliaka na mba ahụ kwuru na Kais Saied jiri vootu dị pasenti iri itolu merie na ntụliaka ahụ.
Ọ bụ…
Ụlọomeiwu mba Kenya amalitela okwu ịchụpụ Osote Onyeisiala Rigathi Gachagua
Osote onyeisiala mba Kenya bụ Rigathi Gachagua ga-awụchi n’ụlọomeiwu mba Kenya taa maka ịzara ọnụ ya n’ebubo nrụrụaka nke mere ka ụlọomeiwu malite mkparịtaụka ịchụpụ ya n’ọkwa.
Ebubo e boro Rigathi Gachagua gunyere ichere Onyeisiala…
Ụlọ ndị nnọchiteanya ekwughachila nkwa ka ọtụtụ ụmụ nwanyị itinye aka na ime amụma iwu nke Naijiria.
Ụlọ ndị nnọchiteanya ekwughachila nkwa ka ọtụtụ ụmụ nwanyị itinye aka na ime amụma iwu nke Naijiria.
Gọvanọ Cross River webawanye ọkwa ọchịchị, mee ọkwa ọhụrụ
Aka n’achi Steeti Cross River nke mpaghara sauth-sauth Naijiria bụ Sinetọ Bassey Otu agbasala ndị kansụl ọchịchị ya site n'ịhọpụta ndị ndụmọdụ pụrụiche dị iri atọ na asatọ.
The
Gọvanọ ahụ họpụtakwara mmadụ iri na anọ…