Browsing Category
Ndọrọndọrọọchịchị
Ndị omebe iwu Naijiria nyere ndị dọkịta iwu ime obodo afọ ise
Ndị omebe iwu Naijiria nyere ndị dọkịta iwu ime obodo afọ ise
OTU Dļ ICHE ICHE NA-ESONYE N’ỌCHļCHị N’ALA IGBO.
OTU Dļ ICHE ICHE NA-ESONYE N’ỌCHļCHị N’ALA IGBO.
Gọvanọ steeti Akwa Ibom ahọpụtara, anatala asambodo ịlaghachi.
Gọvanọ steeti Akwa Ibom ahọpụtara, ndị ọzọ na-anata asambodo ịlaghachi.
Amalitela ngagharịiwe n’Israel n’ihi ebubo ọchịchị aka ike Netanyahu
Ngagharịiwe kpụ ọkụ n'ọnụ na-aga n'ihu ugbua na mba Israel n'ihi mgbanwe nke aka na-achị mba ahụ bụ Praịm Mịnịsta Benjamin Netanyahu chọrọ itinye n'usoro ikpe na mba ahụ.
Ihe kpatara ngagharịiwe nke a bụ ọchụchụ Netanyahu chụrụ Mịnịsta…
Ihe mere aha Nnenna Oti ji malite na-ewu.
Ihe mere aha Nnenna Oti ji malite na-ewu.
Maazị Gbadebo Rhodes-Vivour gwara Dọkịta Alex Otti maka mmepe n’Abia.
Maazị Gbadebo Rhodes-Vivour gwara Dọkịta Alex Otti maka mmepe n’Abia.
Ndị na-achọ ịkụchapụ mmeri Bola Tinubu na ntuliaka na-arọ nrọ ọcha – Ayo Fayose
Aka chịburu Ekiti steeti bụ Ayodele Fayose ekwuola na ndị na-achọ ka a kagbuo nhọpụta Bola Tinubu dịka onye ga-achị Naịjirịa na-arọ nrọ ọcha.
O kwuru nke a n’ụbọchị Tuzde na mkparịtaụka ya ụlọ ntaakụkọ Channels TV.
N’okwu ya, ọ sị:…
Ngụkọ mpụtara ntuliaka n’Enugwu Steeti ga-amalite ọzọ n’elekere ise
Inec ekwuola na ngụkọ mpụtara ntuliaka ọkwa gọvanọ n'Enugwu steeti ga-amalite ọzọ n'elekere ise nke mgbede taa bụ Wenezde,abali iri abuo na abuo nke onwa Maachị, 2023.
Ọnụ na-ekwuru Inec n'Enugwu bụ Victor Okafor gwara ndi ntaakuko nke a…
Siminialayi Fubura Meriri Ntuliaka Gọvanọ Steeti Rivers
Onye na-azọ ọkwa pati People's Democratic Party PDP, Siminialayi Fubara emeriela ntuliaka gọvanọ steeti Rivers.
Onye na-ekwupụta mpụtara nke National Electoral Commission (INEC) na steeti Rivers, na onye isi nke Federal University of…
Babajide Sanwo-Olu meriri dika gọvanọ Lagos Steeti
Ụlọ ọrụ Independent National Electoral Commission, INEC ekwupụtala Mazị Babajide Sanwo-Olu nke All Progressives Congress (APC) dị ka onye meriri na ntuliaka Gọvanọ steeti Legọs e mere n’abali iri na asato Maachị, 2023.…