Browsing Category
Ndọrọndọrọọchịchị
Atiku Emechiela Mkpesa, Ma Nye Akwụkwọ Transcript Agụmakwụkwọ Megide Tinubu
Ụlọikpe mkpesa nke Presidential Election Petition Court (PEPC) nọ n'Abuja, isi obodo Naijiria, anabatala n'ihe akaebe na akwụkwọ ndekọ aha nke Chicago State University nke South West College mere n'aha President Bola Ahmed Tinubu, onye a…
Atiku Emechiela Mkpesa, Ma Nye Akwụkwọ Transcript Agụmakwụkwọ Megide Tinubu
Ụlọikpe mkpesa nke Presidential Election Petition Court (PEPC) nọ n'Abuja, isi obodo Naijiria, anabatala n'ihe akaebe na akwụkwọ ndekọ aha nke Chicago State University nke South West College mere n'aha President Bola Ahmed Tinubu, onye a…
Labour Party akpọọla ‘cyber security expert’, onye ọrụ Inec akaebe
Dịka a malitere ikpe dị n'etiti Peter Gregory Obi nke Labour Party na INEC, Tinubu, Shettima nke APC taa bụ Tọzde, otu Labour Party akpọọla ndị aka ebe ọhụrụ ụbọchị Wenezde.
Labour Party kpọrọ Dr. Chibuike Ugwuoke, bụ onye ọkacharamara…
Ogalla, Lagbaja, Musa na ndị ọzọ so n’isi nchekwa Naịjirịa
Onyeisiala Bola Tinubu nọọrọ n’ụbọchị Mọnde 19 Juun họpụta ndịisi ọrụ nchekwa ọhụrụ na Naịjirịa dịka ọ chụrụ ndị nke ochie.
Ndị a gụnyere onyeisi ndịagha ala (chief of Army Staff), onyeisi ndịagha ụgbọmmiri (Chief of Naval Staff), onyeisi…
Ihe ị kwesịrị ima maka nkwụsị Abdulrasheed Bawa n’ọrụ nwa mgbe nta
Onyeisiala Bola Ahmed Tinubu akwụsila Abdulrasheed Bawa ọrụ nwa mgbe nta dịka onyeisi ụlọọrụ na-ebuso nrụrụaka nma mpụ agha na Naịjirịa.
Ozi kwupụtara nke a kọwara na nkwụsị ya n’ọrụ ịchị Economic and Finnacial Crimes Commission, (EFCC)…
Ndị ụlọomeiwu ukwu na nke nta Naịjirịa emechaala ntuliaka ha.
Ndị ụlọomeiwu Naịjirịa bu ụzọ mechapụ ntuliaka nke ha dịka ndị ụlọomeiwu nta gara n’ihu na-eme nke ha.
Ntuliaka ahụ họpụtara Godswill Akpabio dịka onye ga-achị ụlọomeiwu Naịjirịa agba ọchịchị nke iri ebe a họpụtara Tadujeen Abbas dịka…
PDP akpọọla onyeisi Inec, Mahmood Yakubu, ka ọ bịa gbaa akaebe n’ụlọikpe
Otu ndọrọndọrọ ọchịchị 'Peoples Dmemocratic Party' (PDP) ekwuola na ha enyela Mahmood Yakubu, bụ onyeisi ngalaba nhazi ntuliaka bụ Inec n'ịchafụ, akwụkwọ ka ọ bịa gbaa akaebe n'ụlọikpe dịka ikpe gbasara ntuliaka ọkwa onyeisiala nke afọ 2023…
Usoro e ji ahọpụta ndị ndu ụlọomeiwu
A na-ahọpụta ndịisi ụlọomeiwu site na n’usoro ntuliaka a kpọrọ ‘indirect election’ nke ndị omeiwu na-eme n’etiti ha.
Ọtu onye ọnụ na-eru n'okwu n'ihe ndọrọ ndọrọ bụ Ugo Egbujo sị na ọ bụrụ e duchaa ndị omeiwu n'iyi ọrụ, na ha ga-amalite…
Gọvanọ Kogi Steeti Achụọla Kọmishọna Na-ahụ Maka Ọrụ Ugbo Na Ndị Ọzọ
Gọvanọ Kogi steeti bụ Yahaya Bello achụọla kọmishọna na-ahụ maka ọrụ ugbo bụ David Apeh.
Ndị ọzọ a chụrụ n’ọrụ bụ onye ndụmọdụ pụrụiche nye Gọvanọ n’ihe gbasara nlekọta mberede, Maazị Danladi Isah-Yunusa, na Hajia Maryam Salifu, onye isi…
Onye Isi Oche Ọgbakọ Ndị Gọvanọ Kelele Ndị Isi Ọgbakọ Omebe Iwu
Onye isi oche nke Nigeria Governors Forum, NGF, AbdulRahman AbdulRazaq kelere Sịnetọ Godswill Akpabio na onye nnọchite anya Tajudeen Abass maka nhọpụta ha dị ka onyeisi oche Sineti na Ọka Okwu Ụlọ Nnọchiteanya n'otu n'otu.
AbdulRazaq bụ…