Browsing Category
Ndọrọndọrọọchịchị
Simon Ekpa soro anyị mee ‘sit at home’ – Hope Uzodimma.
Simon Ekpa soro anyị mee ‘sit at home’ – Hope Uzodimma.
Steeti Imo: Onye Isi Oche SDP Agbaala Arụkwaghịm
Onye isi oche otu Social Democratic Party (SDP) na steeti Imo, Prince Marshal Okaforanyanwu, agbahapụla ọrụ ya ihe dị ka ọnwa atọ ka e mee ntuli aka gọvanọ na steeti ahụ n'abalị iri na otu nke ọnwa Nọvemba.
Okaforanyanwu kwuputara…
Ndi minista umunwanyi onyeisiala Naijiria Ahmed Bola Tinibu họpụtara.
Ndi minista umunwanyi onyeisiala Naijiria Ahmed Bola Tinibu họpụtara.
Ntuliaka Ọkwa Gọvanọ Imo : Labour Party Na-Akwado Achonu
Ndị otu Labour Party (LP) na steeti Imo ekwupụtala Sinetọ Athan Achonu ịzọ ọkwa gọvanọ steeti ahụ n'abalị iri na otu n'ọnwa Nọvemba, na-ekwu na ụlọikpe ọ bụla akagbubeghị ọkwa ya.
Nke a dị n'akwụkwọ ozi onye isi oche pati ahụ n'Imo bụ…
Ntuliaka Gọvanọ: Ụlọikpe Ewepụla Ikpe Sinetọ Adeyemi
Ụlọikpe ukwu gọọmenti etiti dị n'Abuja akagbuola akwụkwọ onye na-azọ ọkwa gọvanọ n'otu paati All Progressives Congress (APC) Sinetọ Smart Adeyemi gbara megide nhọpụta Usman Ododo dịka onye na-azọ ọkwa pati ahụ na Kogi steeti, mgbago ugwu…
Kwado Nkwupụta INEC Maka Mmeri M Na Steeti 21,” Atiku Na-Agwa Tribunal
Onye na-azọ ọkwa onyeisiala nke People’s Democratic Party (PDP), Alhaji Atiku Abubakar, arịọla Ụlọikpe Presidential Election Petition Court (PEPC) ka ọ kwado nkwupụta nke Independent National Electoral Commission (INEC) na ya (Atiku) meriri…
Stella Oduah abịala n’ụlọikpe ịzara ọnụ ya maka ebubo nrụrụaka EFCC na-ebo ya.
Stella Oduah abịala n'ụlọikpe ịzara ọnụ ya maka ebubo nrụrụaka EFCC na-ebo ya.
Ụfọdụ omenala na-akpagbu ụmụnwaanyị isimkpe.
Ụfọdụ omenala na-akpagbu ụmụnwaanyị isimkpe.
Osote onyeisi oche APC North nọọ na isi Nzuko NWC
Onye osote onyeisioche otu ndọrọndọrọ APC North bụ, Abubakar Kyari nke All Progressives Congress, APC na-achị ugbu a nzukọ mberede nke National Working Committee nke otu pati, NWC.
Nzukọ a malitere n'elekere 10:30 nke ụtụtụ na APC…
Ndepụta ndị ozi: Ụmụ nwanyị na-achọ nnochite anya 35%.
Otu ụlọ ọrụ na-ahụ maka ụmụ nwanyị Naijiria (NWTF) arịọla Onye isi ala Bola Tinubu ka o wepụta atụmatụ ọrụ mgbasa ozi ya nke inwe opekata mpe pasentị iri atọ na ise nke ụmụ nwanyị nọ na ndetu minista ya.
Onye isi oche ya, Mufuliat…