Browsing Category
Ahụike
Honesty Godwin rụpụta igwe latrrik ndị ngwọrọ ji eme njem .
Honesty Godwin rụpụta igwe latrrik ndị ngwọrọ ji eme njem ’.
Mbido ọbara mgbali elu na ndu mmadu na-emebi ihe.
Mbido ọbara mgbali elu na ndu mmadu na-emebi ihe.
Steeti Kano Ekwela Nkwa Ịlụso Ọrịa Polio Ọgụ
Gọọmenti Kano steeti ekwupụtala nkwa ya n'ịkwado ọgụ a na-ebuso ọrịa polio na-apụta na steeti ụfọdụ na Naịjirịa.
Gọvanọ steeti ahụ bụ Alhaji Abba Kabir Yusuf kwere nkwa a n'oge mmalite nke mmemme ịgba ọgwụ mgbochi ọrịa Polio na Gabasawa…
Ọrịa ndị okenye ndị ntorobịa na-arịazị ugbua
Ọrịa ndị okenye ndị ntorobịa na-arịazị ugbua
Ndị dọkịta na Naịjirịa agbaala abụbụọrụ a na-amaghị mgbe ọ ga-ebi
Ndị dọkịta ahụike na Naịjirịa kwuru na ha amalitela abụbụọrụ ọrụ na-amaghị mgbe ọ ga-ebi maka na Gọọmenti etiti ekweghi eme ihe ndị ha chọrọ.
Nke a na-abịa dịka ha gbara abụbụọrụ otu izuụka iji dọọ aka na ntị n’ọnwa abụọ gara aga.…