Browsing Category
Isiokwu
Dokubo adọọla aka na ntị megide ịhapụ igwe mmadụ ka ha gbakọọ n’ama egwuregwu Pọtakọt
Onye na-eme ejije ma bụrụkwa onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị Lebọ pati adọọla aka na ntị banyere imepere ndị nkwado na-esonye Nyesom Wike ama egwuregwu Pọtakọt.
Dokubo kọwara na imepe ama egwuregwu ahụ bụ ihe nwereike imetuta nchekwa…
Onye isi ala Tinubu alọtala ka ọ gachara nleta steeti Türkiye
Onye isi ala Bola Tinubu alọtala Naịjirịa ka ọ mechara njem steeti ya na Republic of Türkiye nke ọma, wee ruo n'ọdụ ụgbọ elu Nnamdi Azikiwe International Airport n'elekere 8:55 nke abalị.
Mgbe o rutere n'Abuja, onye minista na-ahụ maka…
Ahịa amalitela ịzụ n’Onitsha Main Market’ n’ime otu izuụka e mechichara ya
Dịka otu izuụka Gọvanọ Chukwuma Soludo nke Anambra Steeti mechichara ahịa ukwu Onicha dị na steeti ahụ, a na-atụ anya na ahịa ga-amalite zụwa ọzọ.
Nke a mere onye ntaakụkọ jiri gaa n'ogbe ahịa ahụ na gburu gburu ya iji chọpụta "etu…
Minista maka Ozi na Omenala akwadola igwebuike n’ọrụ.
Mohammed Idris, Minista maka Ozi na Omenala akwadola ndị ndu na ndị ọrụ na-ahụ maka ozi n’ụlọ ọrụ mgbasa ozi gọọmenti ka ha kwalite àgwà nduzi, imekọ ihe ọnụ, na ịnwe mmetụta iru ọrụ n’ọrụ ha.
Mmekọrịta Naịjirịa na Turkey Na-egosi Mgbanwe Nchekwa
Mgbasawanye mmekọrịta nchekwa Naịjirịa na mba Turkey bụ mgbanwe atụmatụ maka nhazi nchekwa, ma ọ gbochi iyi ọha egwu nke dabeere n'ọgụgụ isi na mbelata ntụkwasị obi na mba ndị ọdịda anyanwụ.
Onye mnyocha ọrụ nchekwa na ọkachamara n'ihe…
Akụkọ kwuru na anyị machiri onye nọ mahadum ile ule Jamb bụ akụkọ ụgha – Jamb
Ụlọọrụ na-ahụ maka ule e ji abanye mahadum bụ Joint Matriculation Board(JAMB) ekwuola na ọ bụghị ịda iwu ma onye nọ mahadum debanye aha ya maka ule ịbanye mahadum.
Nke a na-abịa dịka akụkọ na-efegharị na soshal midia na-ebo ebubo…
Onyeisiala Naịjirịa Erugo Mba Turkey Maka Njem Ọrụ
Onyeisiala Naịjirịa Bola Ahmed Tinubu erutela Ankara, isi obodo mba Turkey, maka njem nleta steeti iji mee ka mmekọrịta dị n'etiti Naịjirịa na mba ahụ sie ike.
Onyeisiala Naịjirịa a rutere n'ọdụ ụgbọelu Ankara Esenboğa n'elekere 9:05 nke…
Onye isi ala Tinubu ga-ebido njem nleta steeti na Türkiye
Onye isi ala Naijiria, Bola Tinubu ga-apụ Abuja na Mọnde, Jenụwarị 26, maka nleta steeti na Republic of Türkiye.
Nleta a bu n'obi ime ka mmekọrịta udo dị n'etiti mba abụọ ahụ sie ike ma nyochaa akụkụ ndị ọzọ nke imekọ ihe ọnụ na nchekwa,…
Gọọmentị Anambra Steeti akagbuola ‘sit at home’ n’ ubọchị Mọnde ọbụla Gọvanọ Anambra Steeti bụ…
Gọọmenti Anambra Steeti ekwuola na ha akagbuola atụmatụ ịnọ n’ụlọ a na-eme n’ụbọchị Mọnde ọbụla na mpaghara Ọwụwa Anyanwụ.
Nke a dị n’ozi kọmishọna mgbasaozi bụ Law Mefor depụtara n’akara Facebook ya ma kwuo na gọọmenti ga-amanye…
Etu Naịjirịa si ahụta mkparịtaụka ha na Amerịka – Nuhu Ribadu
Nuhu Ribadu bụ onye ndụmọdụ pụrụ iche nke Onyeisiala Naịjirịa ekwuola etu gọọmentị Naịjirịa si ahụta mkpaịtaụka ha na Amerịka na-enwe maka tigbuo zogbuo maọbụ mwakpo a na-awakpo ọtụtụ obodo.
Nuhu Ribadu ji akara X soshal mịdịa ya…