Browsing Category
Afịrịka
Onye isi ala Somalia ahọpụtala onye minista nchekwa ọhụrụ
Mịnịsta ala Somalia Hamza Abdi Barre gbanwegharịrị ndị minista ya na Sọnde, na-ahọpụta onye minista nchekwa ọhụrụ ka gọọmentị ya na-alụ ọgụ maka ọgba aghara Islamist na-abawanye.
Mgbanwe a, nke onye ọnụ na-ekwuchitere gọọmentị kwupụtara…
A hụla ụkọchukwu US a tọọrọ n’ụlọ ụka mgbe ọ na-agbasa ọzịọma na Saụt Afrịka
A hụla ụkọchukwu Amerịka bụ Josh Sullivan a tọọrọ n’ụlọ ụka na Saụt Afrịka oge ọ na-agbasa ozi ọma n’izuụka garaaga.
A hụrụ Josh Sullivan na mpaghara Gqeberha dị na Cape town ka ndị ọrụ nchekwa na ndị ntọ kwakọtachara mgbọ bụ nke butere…
Ndịagha RSF ekwupụtala mmalite ọchịchị ọzọ na Sudan
Ndịagha nnupụisi kwuru na ha amalitela ọchịchị ga-agba gọọmentị ndịagha Sudan mgba, mgbe ọ gachara afọ abụọ amalitere agha nke kpalitere nsogbu enyemaka mmadụ kachasị n’ụwa niile.
Onye ndu Rapid Support Forces (RSF), Mohamed Hamdan…
Sudan:Ihe karịrị otu puku ndị gbara ọsọ ndụ gbaga Europe.
Sudan:Ihe karịrị otu puku ndị gbara ọsọ ndụ gbaga Europe.
Kais Saied onye isi ala Tunisia chụrụ onye isi ala Kamel Maddouri n’oge ọgba aghara.
Kais Saied onye isi ala Tunisia chụrụ onye isi ala Kamel Maddouri n'oge ọgba aghara.
Mmegide :Njide nke onye isi ndị agha na-emebi nkwekọrịta udo na ndida Sudan.
Mmegide :Njide nke onye isi ndị agha na-emebi nkwekọrịta udo na ndida Sudan.
Nguema ekwuola na ya ga-azọ ọkwa onyeisiala mba Gabọn
Onyeagha na-achị mba Gabọn bụ General Brice Oligui Nguema ekwuputala mmasị o nwere ịzọ ọkwa onyeisiala mba ahụ na ntuliaka a ga-ahazi n’ọnwa na-abịa abịa.
Nguema weghaara ọchịchị n’afọ 2023 oge ndịagha chụpụrụ ezinaụlọ Bongo n’ọkwa. O…
DR Kongo siri ọnwụ na ọ bụ ya na ndị nnupụisi M23 ga-enwe mkparịtaụka
Ndị ọchịchị Democratic Republic of Kongo ekwuola na ọ bụ ha na ndị otu nnupụisi M23 weghaara ọtụtụ obodo na ọwụwa anyawụ nke mba ahụ n'ọnwa na-adịbeghị anya, ga-enwe mkparịtaụka, agbanyeghị na mba ofesi na-etinye ọnụ n'okwu ahụ.
N'ime…
Iju mmiri gburu mmadu karịri itoolu na Botswana
Oke idei mmiri butere oke mmiri ozuzo na Botswana, hapụrụ opekata mpe mmadụ itoolu enwetara ọnwụ, ndị isii n'ime ha bụ ụmụaka, ka idei mmiri juru ebe niile.
Ndị ọchịchị kwuru Enweela ndekọ mmiri ozuzo na mba ahụ nwere obere mmiri ozuzo…