Katsina : Nwunye Onyeisiala Naijiria Gara Leta Buhari
Nwunye onye isi ala Naijiria, Oluremi Tinubu na Tọọzde gara leta onyeisi ala n'oge mbụ, Mohammadu Buhari n'ụlọ ya…
Onye Isi Oche ECOWAS Ezigala Ndị Nnọchi Anya Niamey
Onye isi oche nke Economic Community of West African States (ECOWAS) bụrụkwa Onyeisiala Naijiria, Bola Ahmed Tinubu…
APC Ahọpụtala Ganduje Ka Onyeisi Oche Paati
Otu pati na-achị Naịjirịa bụ All Progressives Congress (APC) ahọpụtala aka chịrị Kano steeti n'oge gara aga bụ…
Anyị Enwetabeghị Iwu Ntinye Aka Na Mba Niger Republic – Ndị Agha Naijiria
Ndị agha Naịjirịa ekwuola n'ụzọ doro anya na ha enwetabeghị iwu ọ bụla sitere n'aka ndị ikike ka ha malite ọrụ…
Onye Ndu Naijiria Gbara Ndị Otu Paati Ume Ịnabata Mkpachapụ Anya Gbasara Ego
Onye isi ala Bola Tinubu akpọkuola ndị isi otu ndọrọndọrọ ọchịchị Naijiria bụ All Progressives Congress (APC) ka ha…
Otu Ọrụ A Haziri Ahazi Nke Naijiria Akwụsịla Ngagharị Iwe
Ndị isi otu ndị ọrụ ahaziri ahazi na Naịjirịa akwụsịla ngagharị iwe na mba niile metụtara mwepu ego enyemaka na…
Onye isi ndị ọrụ obodo na-akwado ụgwọ ọrụ maka nrụpụta
Onye isi ndị ọrụ obodo Naijiria nke Federation, Folashade Yemi-Esan na-akọwa ụgwọ ọrụ na nnabata dị ka ihe na-eme…
Ọlụ ọgụ: Gọọmenti Naijiria na-arịọ ndị ọrụ ka ha kwụsị ọrụ
Gọọmenti Naịjiria arịọla ndị ọrụ a haziri ahazi ka ha ghara ịga n'ihu na abụbọ ọrụ ha haziri n'ụbọchị Wenezde.Ndị…
Naijiria na Benin Republic bụ ejikọtara ọnụ – Onye isi ala Tinubu
Onye isi ala Naijiria, Bola Ahmed Tinubu, na-ekwu na a ga-enyocha ihe jikọrọ omenala, akụkọ ihe mere eme na ọnụọgụ…
Niger Republic Coup: Ndị isi nchekwa ECOWAS gbakọrọ na Naịjirịa
Ndị isi nchekwa sitere na mpaghara mpaghara ọdịda anyanwụ Africa, ECOWAS, ga-ezukọ n'isi obodo Nigeria, Abuja, maka…