Ndị dọkịta akagbuola ngagharịiwe ha chọburu ime na Wenezde
Ndị ọrụ ahụike a kpọrọ Nigerian Association of Resident Doctors (NARD) akagbuola ngagharịiwe ha chọburu imalite taa…
Gọvanọ Plateau steeti enyela iwu ka a kụọ hectare ala ubi n’ofe okpuru ochichi…
Iji kwụọ ndị obodo nwere ahụhụ site na mwakpo ọjọọ ahụ n'ime ọnwa atọ gara aga, Gọvanọ Plateau steeti, Caleb…
IFAD nyere ndị ọrụ ugbo Kogi steeti onyinye atọ
Iji kwalite ndụ nke ndị ọrụ ugbo nta, International Fund for Agriculture Development -Value Chain Development…
Mepụta ọrụ: Onye isi WTO na-achọ itinye aka ndi obodo
Onye Direkto General nke World Trade Organisation (WTO)bụ, Ngozi Okonjo-Iweala na-ekwu na Naijiria kwesịrị iwebata…
Gọvanọ Benue enyefela aha kọmishọna ndị a họpụtara, ndị enyemaka n’aka ndi omeiwu Benue
Gọvanọ Hyacinth Alia nke Benue Steeti dị na North Central Nigeria ezipụla aha ndị Kọmishọna iri na asaa n'ụlọ omebe…
PDP na-arụ ndị uwe ojii ka ha tinye uchu n’ịrụ ọrụ n’ntuli aka gọvanọ Imo
Otu pati Peoples Democratic Party (PDP) enyela ndị uweojii n'Imo ọrụ maka ịrụ ọrụ nke ọma, tupu ntuliaka gọvanọ…
Ndị omebe iwu Kano agafeela mkpebi na kọleji agụmakwụkwọ Gezawa
Ụlọ omebe iwu Kano steeti ewepụtala mkpebi na-arịọ Gọọmenti steeti ka ha guzobe kọleji nka mmụta na mpaghara Gezawa…
A tụọla Tory Lanez nga afọ iri maka ịgba Megan Thee Stallion egbe
A tụọla onye oti egwu mba Canada a ma ama bụ Tory Lanez nga afọ iri maka ịgba ogbo ya bụ Megan Thee Stallion egbe.…
Ihe mere ndịagha Niger jiri gbaa isi akwara na Ecowas agaghị abata na mba ahụ
Ndị ndu ndịagha Niger weere ọchịchị n’ike ekwuola na ha agaghị anabata ndị mbịarambịa ọkwa ha dị elu bụ maka ihe…
Enweghị atụmatụ maka agha na Niger Republic – Senate Nigeria
Ndị Sineti Naijiria na-ekwu na ha enwetabeghị ozi ọ bụla site n'aka Onye isi ala Bola Tinubu ka ha na Niger…