Prezidenti Tinubu emere Hajj nke nta, ma kpeere Naijiria ekpere
Onye isi ala Naijiria bụ Bola Ahmed Tinubu ekpeela ekpere maka uto na ọganihu nke obodo na ụmụ amaala ya.
Onye…
NEC ekwupụtala Uzodimma dịka onye meriri na ntuliaka gọvanọ Imo
Ụlọ ọrụ Independent National Electoral Commission ekwupụtala Hope Uzodimma dịka onye meriri na ntuliaka gọvanọ Imo…
Usman Ododo emeriela ntuliaka gọvanọ steeti Kogi
Ụlọ ọrụ Independent Electoral Commission (INEC) ekwupụtala Usman Ododo nke All Progressive Congress (APC), dịka…
NRCRI Umudike:Maazi David Ogba Onuoha Bourdex agaala nleta maka ‘ịkwado ike…
NRCRI Umudike:Maazi David Ogba Onuoha Bourdex agaala nleta maka 'ịkwado ike n'ọrụ ugbo.
Ọkachamara:inye nwa ara ka bụ ihe kachasị mma.
Ọkachamara:inye nwa ara ka bụ ihe kachasị mma.
Kọstọm nke Naijiria:nwụchiri ibu dị iche iche nke iwu machibidoro ruru nde N924.
Kọstọm nke Naijiria:nwụchiri ibu dị iche iche nke iwu machibidoro ruru nde N924.
Nchikota nke ntuliaka gọvanọ na steeti Kogi ebidola n’ụlọọrụ INEC, nke Lokoja.
Nchikota nke ntuliaka gọvanọ na steeti Kogi ebidola n'ụlọọrụ INEC, nke Lokoja,
Muhammed Akinyemi :meriri ma turu ugo onye ntaakụkọ nke afọ a n’Ọdịda anyanwu…
Muhammed Akinyemi :meriri ma turu ugo onye ntaakụkọ nke afọ a n'Ọdịda anyanwu Afrika.
AIG kọwara nhọpụta gọvanọ Bayelsa steeti dị ka nke gara na udo
Onye enyemaka Inspector General nke ndị uwe ojii na-ahụ maka ntuliaka na steeti Bayelsa, ndịda, Nigeria, Ebony…
Ịgụ votu ebidola na Bayelsa steeti
Normal
0
false
false
false
EN-US
X-NONE
X-NONE!-->…