Ọnụ ego nri na-agbada site na 0.54 pasent n’ọnwa Ọktoba – NBS
Ụlọ ọrụ National Bureau of Statistics kwuru na ọrịre nri ji pasentị 0.54 gbadara n'ọnwa Ọktoba, 2023.
NBS kwuru…
Ntụli aka Council Taraba: PDP kpochapuru LGA iri na isii niile
Ndị na-azọ ọkwa otu pati Peoples Democratic Party, PDP na Taraba steeti enwetala oche oche oche oche n'ọchịchị ime…
Prezidenti Tinubu na-eru uju maka ọnwụ Major General Alli
Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu akasila ezinaụlọ Alli na ndị agha Naijiria maka ọnwụ onye bụbu onye isi ndị agha,…
Ụlọikpe achụọla Gọvanọ Mutfwang nke Plateau steeti ma nye Goshwe nke APC ọkwa
Ụlọikpe mkpegharị sị n’Abuja achụọla gọvanọ Caleb Mutfwang nke Plateau Steeti ma nye Nentawe Goshwe nke All…
Etu mmiri si rie nwata akwụkwọ Abia Steeti Politeknik
Mmiri eriela otu nwata akwụkwọ ngalaba ‘Higher Diploma (HND1) nke ụlọakwụkwọ Abia Steeti Politeknik mgbe ọ na-egwu…
Gọọmentị ga-atọhapụ mmadụ 4,068 nọ n’ụlọmkpọrọ na Naịjirịa
Gọọmentị Naịjirịa ekwuola na ha ga-atọhapụ mmadụ puku anọ na iri isii na asatọ e ji eji n’ụlọmkpọrọ ka ha nwere…
Ime Ihe Ike Megide Ụmụ Nwanyị Ga- Akwụsị – Oluremi Tinubu
Nwunye onye isi ala Naijiria, Oluremi Tinubu, akpọọla oku ka a kwụsị ime ihe ike megide ụmụ nwanyị, na-ekwusi ike…
Mịnịsta na-ahụ maka isi obodo Naijiria bụ Mazị Nyesom Wike kpọkuru ndị na-achụ ego si…
Mịnịsta na-ahụ maka isi obodo Naijiria bụ Mazị Nyesom Wike kpọkuru ndị na-achụ ego si mba ofesi.
Onye isi ala Naijiria:Bola Ahmed Tinubu ga-apụ Abuja gawa Berlin, Germany na Satọde.
Onye isi ala Naijiria:Bola Ahmed Tinubu ga-apụ Abuja gawa Berlin, Germany na Satọde.
Ndị ọkaikpe mmadụ iri abụọ na abụọ a chọrọ ibugo n’ọkwa ikpe ikpe n’ụlọikpe kachasị na…
A họpụtara ndị a site na mpaghara ndọrọ ndọrọ ọchịchị isii na Naịjirịa a kpọrọ ‘geopolitical zone’.