A tọhapụla onye bụbu Gọvanọ CBN
Ụlọikpe Ukwu nke Etiti dị n'Abuja enyela ntuziaka ka a tọhapụ Onye bụbu gọvanọ Ụlọakụ Etiti Central Bank of…
Akpabio kpọrọ Natasha aha, ndị ọzọ dị ka ndị isi kọmitii Senate
Onye isi oche Senate nke Naijiria, Godswill Akpabio akpọọla Senator Natasha Akpoti-Uduaghan, onye omebe iwu…
Moro aburula Senate Minority Leader,ebe Ngwu nke Enugu bu Minority Whip
Sinetọ Abba Moro nke People's Democratic Party (PDP) nke si Benue steeti apụtala dịka onye ndu ọhụrụ nta nke…
Naijiria ga-amalite mbupu gas na Germany n’afo 2026
Naijiria ebinyela aka na Memoranda of Understanding abụọ na Germany, Otu bụ maka ọrụ ume ọhụrụ ruru nde $500 na nke…
Gọọmenti Benue kwatuola ọtụtụ ụlọ na-ezighi ezi na Makurdi
Ụlọ ọrụ Benue State Urban Development Board, na Tuzdee, kwaturu ụlọ iri abuo na asato na-akwadoghị na Makurdi,…
Ndị ọkachamara na-akwado ịgba ọgwụ mgbochi iji gbochie ịba ọcha n’anya C
Dị ka ndị ọkachamara n'ihe gbasara ahụike siri kwuo, na usoro ịgba ọgwụ mgbochi na iwu dị n'ọnọdụ, Nigeria nwere…
Ihe mere Minista si kpụpụ di na nwunye ụlọikpe n’Enugwu
Minista na-ahụ maka ụmụ nwaanyi bụ Uju Ohanenye akpụpụla dị na nwunye ụlọikpe n’Enugwu maka imetọ nwa ha gbara afọ…
Ịkwado ndị ntorobịa: Ndị nka na-agba goomenti etiti ume itinye ego na nka
Mazị Muhammad Suleiman, Onye isi oche, Society of Nigerian Artists (SNA) agwala Gọọmenti Federal ka ha nye ndị…
NITDA na-akwado nkwado maka mgbanwe dijitalụ Naijiria
Onye isi ụlọ ọrụ National Information Technology Development Agency (NITDA), Maazị Kashifu Inuwa kwusiri ike na ọrụ…
Naijiria na Sun Africa na-emekọ ihe na akụrụngwa ọkụ
Minista na-ahụ maka ọkụ na Naijiria, Adebayo Adelabu ekwupụtala na Sun Africa LLC, bụ otu mba ụwa, ewepụtala…