Mmemme Inye Nri Ụlọ Akwụkwọ: Zụlitenụ Ụkpụrụ Ọhụrụ – Onye Ndu Naijiria Gwara Ndị Gọvanọ
Onyeisiala Naijiria, Bola Ahmed Tinubu enyela ndị Gọvanọ nke steeti iri atọ na isii ọrụ ka ha wepụta usoro ga-eme…
Onyeisiala Tinubu Akasiela Jonathan Obi Maka Ọnwụ Nwanne Ya Nwanyị
Onyeisiala Bola Ahmed Tinubu akasiwo onye bụbu Onyeisiala, Prezidenti Goodluck Jonathan maka ọnwụ nwanne ya nwanyị,…
Onyeisiala Tinubu Eguzobela Kọmitii Ga-Edozigharị Ụlọ Mmepụta Igwe Ajaokuta
Onyeisiala Naijiria bụ Bola Ahmed Tinubu, akwadola ka e hiwe kọmitii ndị minista mmadụ ise n'ime gọọmentị ya ka ha…
O pekata mpe mmadụ otu nari anwụola n’idemmiri na Congo DRC
Idemmiri eriela isi mmadụ karịrị otu nari na mba Kongo díka ọdọmmiri mba ahụ etoola karịa ka ọ si dị kemgbe afọ iri…
Onye isi ala na Gọvanọ Steeti Rivers enwela nzụkọ
Onye isi ala Bola Tinubu ezutela aka na-achị steeti Rivers, Siminalayi Fubara n'azụ ụzọ mechiri emechi na Villa…
Ọrụ ụgbọ okporo ígwè Abuja: Wike na-ekwusi ike na nnyefe n’oge
Mịnịsta na-ahụ maka isi obodo Naijiria Federal Capital Territory (FCT), Maazị Nyesom Wike, na-ekwu na nchịkwa FCT…
Onye isi ala Tinubu ahọpụtala ụlọ ọrụ Hajj Commission
Onyeisiala Naijiria bụ Bola Ahmed Tinubu akwadola nhọpụta otu bọọdụ ọhụrụ na otu njikwa maka National Hajj…
VON sonyeere ndi agha na Media Trust iji luso akuko ugha agha
Voice of Nigeria (VON), ọrụ redio mpụga nke mba, na Media Trust, ụlọ ọrụ mgbasa ozi nkeonwe ekwenyela imekọ ihe ọnụ…
Onye isi ala Tinubu ahọpụtala ndị otu bọọdụ Ndị Kraịst pilgrim
Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu akwadola nhọpụta Colonel Aloche Adole, dịka onyeisi oche Christian Pilgrim…
Onye isi ala Tinubu eguzobela kọmiti ga-eme ka ụlọ ọrụ igwe Ajaokuta pụta
Onye isi ala Naijiria bụ Bola Ahmed Tinubu, akwadola ka e hiwe kọmitii mmadụ ise n'ime gọọmentị ya ka ọ malite…