Anambra: FRSC adọọla ndị na-anya ụgbọ ala aka na ntị ka ha ghara ịkpọ ekwentị mgbe ha na…
Onye na-ahụ maka nchekwa okporo ụzọ (FRSC) na steeti Anambra bụ Adeoye Irelewuyi adọọla ndị na-anya ụgbọ ala aka na…
South South: Ndị agha nwụchiri ndị na-eyi ọha egwu
Ndị agha Naịjirịa anwụchiela ndị na-eyi ọha egwu onu ogugu ha di mmadu iri asaa na isii ebe ndị na-eyi ọha egwu iri…
Prezidenti Tinubu kelere Reno Omokri ụbọchị ọmụmụ ya
Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu kelere Mazị Reno Omokri, onye ode akwụkwọ na onye mmetụta, maka ụbọchị ọmụmụ nke…
Awụsala m ọwa n’ịzọ ọkwa Onyeisiala mba Amerịka ma kwadoo Trump – Ron…
Gọvanọ Florida bụ Ron DeSantis akagbuola atụmatụ ya n’izọ ọkwa onyeisiala mba Amerịka n’afọ 2024 ma kwadoo Donlad…
Ndi uweojii anwụchiela nwoke ji aka ya hazịe ntọ onwe ya
Ọnụ na-ekwuru uweojii Abuja bụ Josephine Adeh, gwara ndi ntaakuo na ọ bụ eziokwu na otu nwoke aha ya bụ Nnandi…
Ndị ekperima ahụ gburu Nabeeha atọhapụla ụmụnne ya ise
Ndị ekperima atọhapụla ụmụaka ụmụnwaanyị ise n’ime isii ha tọọrọ n’obobo Bwari dị n’Abuja bụ isi obodo Naịjirịa.…
Atụọla Mmadụ Iri Atọ Na Asatọ Mkpọrọ Maka Ngagharị Iwe
Ka emechara ngagharị iwe ahụ kpara mkpamkpa na Lafia, isi obodo Nasarawa steeti n'ihi mkpebi ụlọikpe kacha elu…
Gọọmenti Naijiria Na-Enyocha Ntuziaka Mbanye N’ọrụ Iji Nabata Ụmụ Nwanyị…
Gọọmenti Naijiria ekwupụtala ntụleghachi nke ntuziaka maka mbanye n'ọrụ n'ime Civil Defence, Fire, Correctional and…
Nwunye Onyeisiala Naijiria Chọrọ Njikọ Aka Na Ichekwa Gburugburu
Nwunye onyeisiala Naijiria, Oluremi Tinubu, esonyela ndị nwunye ndị isi ala Afrịka ndị ọzọ iji mesie ike na-emekọ…
Gburugburu Adịghị Ọcha : Mahadum Steeti Kano Akpọchiela Ụlọ Obibi Ụmụ Akwụkwọ
Ndị ọchịchị mahadum Kano nke a makwaara dị ka Aliko Dangote University of Science and Technology Wudil ekwuola na ọ…