Onyeisiala Tinubu Ebinyela Aka N’Akwụkwọ Iwu Ọkụ Eletrik
Onyeisiala Naijiria, Bola Ahmed Tinubu ebinyela aka n'akwụkwọ iwu ọkụ eletrik (Amendment) Bill, nke afọ 2024.…
Onyeisiala Tinubu Enyela Iwu Ịgụpụta National Pledge Na Mmemme Gọọmentị Ọbụla
Onye isi ala Naijiria, Bola Ahmed Tinubu enyela ntụzi aka ịgụ 'National Pledge' mgbe e kwechara 'National Anthen'…
Ndị Minista Ewepụtala Kọmitii Njikọ Ọnụ Maka Inye Gas Na-Adịgide Adịgide
Ndị minista steeti na-ahụ maka mmanụ ala bụ Ekperikpe Ekpo, na nke ọkụ bụ Adebayo Adelabu ewepụtala kọmitii…
Onyeisiala Tinubu Na-Eru Uju Onyendu APC Bụ Cairo Ojougboh
Onyeisiala Bola Ahmed Tinubu akasiwo ezinaụlọ Ojougboh, gọọmentị na ndị Delta steeti dị na ndịda Naijiria maka ọnwụ…
Lee uru ọkwụrụ bara nye ahuike
Ọkwụru bụ mkpụrụubi bara oke ụrụ, eji ya esi nrị, ọ na enyere kụ aka n’ihe gbasara ahụike.
Ebe ana a hụkaba…
AFCON 2023: Ndị otu m pụrụ iche, Peseiro kwuru
Onye nkuzi Super Eagles, Jose Peseiro akọwaala ndị egwuregwu ya dị ka "ndi pụrụ iche" iji mee emume ha gara na…
Nokia, Vivo bịanyere aka na nkwekọrịta patent 5G
Nokia, onye na-emepụta akụrụngwa telecom Finnish, ekwupụtala mbinye aka nke nkwekọrịta ikike ikike ikike 5G nke…
Prezidenti Tinubu aṅụriala dika Gọvanọ Steeti Kwara gbara afọ iri isii na anọ
Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu kelere Gọvanọ nke Kwara State na onyeisi oche nke Nigeria Governors' Forum,…
FCTA enyela iwu ka akwụsị ndị na-ere ahịa n’ahịa iwu na-akwadoghị
Ngalaba na-ahụ maka mmepe na Federal Capital Territory Administration, FCTA, enyela ọkwa ịkwụsị n'ahịa 'Ya Kasuwa'…
Lee Tyla napụrụ Davido, Burna Boy na ndị ọzọ ara n’ọnụ na nturuugo Grammy
Nwafọ mba Saụt Afrịka na-eti egwu bụ Tyla nwetere nturuugo Grammy nke mbụ ya na ngalaba egwu a kpọrọ ‘Best African…