NSCDC nke Kaduna enwetala onyeisi ọhụrụ
Ụlọ ọrụ Nigeria Security and Civil Defence Corps,Kaduna State Command anabatala onye Commandant ohuru bu, Idris!-->…
Prezidenti Buhari jere Kano,ikasi ọdachi meturu obi
Onyeisila Naijiria bụ,Mohammadu Buhari akasiela ezin’ụlọ mmadu itolu bụ ndi nwụrụ mgbe igwe gas cylinder gbawara!-->…
Bishọpụ achụọla ụkọchukwu Katọlik na-azọ Gọvanọ na APC ọsọ
Bishop ụka Katọlik nke dayọsis Gboko bụ William Avenya enyela Fr Hyacinth Alia ntaramahụhụ site n'ịkwụsị ya ọrụ!-->…
Ndi n’azọ ọkwa onyeisiala na APC si owuwanyanwu chọrọ ka akwado onye Igbo
Ndi si mpaghara ọwụwanyanwļ nke ala Naijiria azọ ọkwa onyeisiala n’otu All Progressives Congress, APC chọrọ ka!-->…
Manchester City eburula iko Premier League nke 2021/2022 
Otu egwu Manchester City eburula iko Premier League nke ugboro anọ n’ime afọ ise,dika ha nyere Aston Villa ọkpụ!-->…
Onye Ondo minority leader dara ntuliaka imeụlọ nke PDP
Rasheed Elegbeleye,ji ọkwa dika onye Minority Leader nke ulo omiwu Ondo House of Assembly adala ntuliaka imeụlọ!-->…
Prezidenti Buhari esila mba UAE loghachite Abuja
Onyeisiala Naijiria bụ,Muhammadu Buhari alọghachila Abuja,dika ọnọchara abali abụọ n’mba United Arab Emirates bụ!-->…
Onyeisiala akọlitela ọkanmụta Simbine dika onye Director-General nke NISER
Prezidenti Muhammadu Buhari akpolitela Professor Antonia Taiye Simbine dika nwanyi mbu ga abu Direckto-General nke!-->…
Najiiria ga-enwe ezigbo nmekọrita hana mba UAE
Prezidenti Muhammadu Buhari ekwuputala njikere ya igba mbo hu na enwere ezi nmekorita n’etiti Naijiria na!-->…
Prezidenti Buhari akpọlitela Semiu Adeniran dika Statistician-General nke gọọmenti…
Onyeisiala mba Naijiria bụ, Muhammadu Buhari, akpọlitela Mazi Semiu Adeyemi Adeniran dika onye substantive!-->…