Ikwalite mmepe site n’ itinye ‘ọrụ nka na mmanụ na gasi:SINETI
Ikwalite mmepe site n’ itinye 'ọrụ nka na mmanụ na gasi:SINETI
Megharịa ngalaba telekom nke Naijiria:Onyeisiala Tinubu.
Atụmatụ imeghari usoro iwu na-achị ngalaba telekom nke Naijiria.
Jamb ekwuola mgbe ha ga-akwụsị ịdeba aha n’ule UTME 2025
Ụlọọrụ Joint Admissions and Matriculation Board (Jamb) ekwuola mgbe ha ga-akwụsị ịdeba aha n’ule UTME nke afọ 2025.…
Iju mmiri gburu mmadu karịri itoolu na Botswana
Oke idei mmiri butere oke mmiri ozuzo na Botswana, hapụrụ opekata mpe mmadụ itoolu enwetara ọnwụ, ndị isii n'ime ha…
Onye isi ala akasiela Mịnịsta na-ahụ maka mgbasa ozi obi na ọnwu ọgọ ya
Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu ekwupụtala ọmịiko ya nke ukwuu nye Minista mgbasa ozi na National Orientation,…
Ihe anyị ma maka akụkọ banyere ịkpụpụ ndị dịbịa a nwụchiri n’Anambra ụlọikpe
Kọmishọna na-ahụ maka mgbasaozi n'Anambra steeti bụ Law Mefor akatọọla akụkụ na-efegharị na soshịa midia nke kwuru…
Yukren ekwetala ịnye mba Amerịka ikike inwere ihe ha sitere n’okike dị n’ime ala
Ndị ọchịchị mba Yukren kwuru na Yukren ekwetala ịnye mba Amerịka ikike inwere ihe sitere n’okike dị n’ime ala.…
Gọvanọ Borno Steeti Ekwela Nkwa Ịkwado Ọrụ Hajj Nke Afọ 2025
Dị ka akụkụ nke mbọ iji hụ na ọrụ Hajj afọ 2025 na-aga nke ọma na Naijiria, Onye isi oche nke National Hajj…
British Council Enyela Ndị Nkụzi Ọzụzụ
Ahọpụtala ihe karịrị ndị nkuzi ụlọ akwụkwọ praịmarị na nke sekọndrị narị abụọ ka ha mee mmemme ọzụzụ ụbọchị ise…
Onyeisiala Tinubu Ekeleela Gọvanọ Steeti Ondo Maka Ịṅụ Iyi Ọrụ
Onyeisiala Bola Ahmed Tinubu ekeleela Maazị Lucky Orimisan Aiyedatiwa maka ịṅụ iyi dịka Gọvanọ Ondo steeti a…