Kansul ogwu emechiela ulo ahia adigboroja
Ihe karịrị ụlọ ọrụ ọgwụ puku ato na-arụ ọrụ karịrị usoro n'ofe Naịjirịa ka ndị otu Kansụl Na-ahụ Maka Ọgwụ Naijirịa…
Ndị APC Enugu nwere agba abịaghị achụmta vootu Tinubu
Ọtụtụ ndị ọnụ n'eru n'okwu na pati APC Enugwu abịaghị achụm nta votu maka onye isi ala Naijiria nke Sinatọ Bola…
Anaghi abia ewere PVC etu okweriri na steeti Cross River na-echegbu…
Otu na-ahụ maka ntuliaka nke Naijiria, Independent National Electoral Commission, INEC akatọọla ọnụ ọgụgụ dị ala…
Ndị ọrụ n’ahu maka mbata na ọpụpụ kwadoro inye akwụkwọ ikike ngafe n’ime izu atọ
Ndị ọrụ mbata na ọpụpụ Naijiria NIS na-ekwu na ha na-agba mbọ ịnye akwụkwọ ikike ngafe n'etiti izu atọ na isii ka…
Onye ndu Naijiria anyuriela dika Sineti prezidenti na eme ncheta omumu ya
Onyeisiala Muhammadu Buhari ekelela onyeisi ụlọ omebe iwu Sineti, Ahmad Lawan, na ụbọchị ọmụmụ ya nke iri isii na…
Atụmatụ steeti Ogun dị irè mmejuputa mmefu ego nke afọ 2023
Gọọmenti Ogun steeti dị na ndịda ọdịda anyanwụ Naijiria ewepụtala akwụkwọ mmefu ego nke afọ 2023, na-ekwu na a…
Ọtụtụ ndị ọrụ ugbo eritela uru na atụmatụ inye ike na Bauchi Oxfam
Nigeria kwuru na atụmatụ inye ikike ya eritela uru karịa ndị ọrụ ugbo 16,598 na mpaghara ọchịchị isii (LGA) nke…
Ọtụtụ ndị nọọsụ agbara arụkwaghịm na LASUTH n’ime afọ atọ
Ụlọ ọgwụ nkuzi mahadum steeti Lagos kwuru na ihe karịrị ndị nọọsụ otu nari na iri ise gbara arụkwaghịm n'ọrụ ha…
NFF na-enyocha ụgwọ ndebanye aha maka asọmpi iko Federation
Kọmitii Executive nke Nigeria Football Federation (NFF) enyochala ala ego ndebanye aha ndị otu ga-akwụ ụgwọ iji…
Ndị omebe iwu Anambra steeti eguzobela kọmiti na-ahụ maka mmanụ ala, akụ na ụba
Ụlọ ọgbakọ omebe iwu Anambra steeti ewepụtala kọmitii ha na-ahụ maka mmanụ ala na mmanụ ala na Honourable Nonso…