‘Anaghị m emekwa, a na-eyi ndụ m egwu’ – Onyeisi ngụkọ ntuliaka Rivers…
Onyeisi ngụkọ mpụtara ntuliaka onyeisiala na Rivers Steeti bụ Charles Teddy Adias ekwuola na ya agaghị arụkwa ọrụ…
‘I burula aghụghọ agụghọ gị bịa ọzọ’… Ihe APC sara Obasanjo
Otu ndọrọndọrọ All Progressives Congress ekwuola na aka chịburu Naịjirịa bụ Olusegun Obasanjo bụ onye aghụghọ na…
Orji Uzor Kalu emeriela ntuliaka sineti Abia North
Aka chịburu Abia Steeti bụ Orji Uzor Kalu emeriela ntuliaka ịga n'ihu na-anọchite anya mpaghara Abia North n'ụlọ…
Gwa ndị nkwado unu ha kwụsị ikesa ozi ga-akpata ọgbaghara – Ndị uweojii Naịjirịa
Ndị uweojii Naịjịrịa ewepụtala ozi nye ndị na-azọ okwa onyeisiala na-agwa ha ka ha dụọ ndị nkwado ha ndụmọdụ n’okwu…
INEC kwụsịtụrụ ịmegharị ntuliaka na okpuru ochichi asaa dị na Abia steeti
Akwụsịla ntuliaka onyeisiala na ụlọ ọgbakọ omebe iwu mba ọzọ n'ime ọchịchị ime obodo asaa n'ime 17 dị na Abia…
“Dọọ Inec aka na ntị” – NLC gwara Buhari
Otu jikọrọ ndị ọrụ na Naịjirịa bụ 'Nigeria Labour Congress' (NLC) ekwupụtala mgbagwoju anya ha n'etu ngụkọ ntuliaka…
Nwa Gọvanọ Ganduje adaala ntuliaka ụlọomeiwu nta
Umar Ganduje bụ nwa Gọvanọ Kano steeti adaala na ntulika ụlọmeiwu nta o zọrọ.
Tijani Jobe nke NNPP meriri ya iji…
Gburugburu adaala ntuliaka Sineti Enugwu North
Gọvanọ Enugwu Steeti bụ Ifeanyi Ugwuanyi adaala ntuliaka ịnọchite anya mpaghara Enugwu North n'ụlọ omeiwu ukwu nke…
Gọvanọ Umahi, Kama, Igariwey meriri dị ka Senator, Reps Members
Gọvanọ Ebonyi Steeti Ndịda Ọwụwa Anyanwụ Nigeria, David Umahi nke All Progressives Congress, APC, ekwupụtala onye…
Aga amalite iguputa ka okwe siri gba na ụtụtụ Mọnde-INEC
Ụlọ ọrụ Independent National Electoral Commission (INEC) yigharịrị nchịkọta na ọkwa ọkwa onyeisiala nke afọ 2023…