Ndị omekome achụsala ndị bịara ịtụ vootu na Agungi nke Lekki, Legọs Steeti.
Otu ogige ebe a na-atụ vootu nke dị na mpghara Agungi nke dị na Lekki Legọs steeti nọzị na gbagharịa.
Nke a mere…
Bola Tinubu atụọla vootu nke ya
Onye nwetara nmeri na ntuliaka nke onyeisiala bụ, Bola Tinubu atụọla vootu nke ya.…
Gọvanọ Seyi Makinde atụọla vootu nke ya
Akan’achi Steeti Oyo bu,Gọvanọ Seyi Makinde atụọla vootu nke ya.…
Caldenaro nke Brazil emeriela Quadri na Smash Singapore
Ọsọ dị egwu nke Quadri Aruna na World Tenis Singapore Smash abịala na njedebe, na-eso 0-4 onye Brazil Hugo…
A malitere ịtụ vootu n’ Steeti Ebonyi
Ebidola nzere na ịtụ vootu n'ọtụtụ mpaghara ntuliaka na steeti Ebonyi.…
Ọtụtụ mmadụ putara itu vootu na Kano na ntuliaka gọvanọ
Ndị bi na steeti Kano apụtala n'ọnụọgụ ha ịhọpụta ndị ha na ha ga-eme ntuliaka na ntuliaka Gọvanọ na Ụlọ Omeiwu.…
A malitere ịtụ vootu na steeti Nasarawa
Asambodo na ịtụ vootu ebidola n'ime moto park 001, Gudi polling unit, Akwanga Nasarawa state, maka nhoputa ndi…
Onyeisiala Buhari atụọla vootu na Katsina steeti
Onye isi ala Naijiria bu, Onyeisiala Muhammadu Buhari atuola vootu ya na ntuliaka gọvanọ 2023.…
Naijiria na-eme ntuliaka ndị gọvanọ ọhụrụ na ndị omebe iwu steeti
Ihe karịrị nde mmadụ iri itoolu na atọ na-atụ vootu na Naijiria na-ahọpụta ndị Gọvanọ na ndị omebe iwu steeti ọhụrụ…
Ndị uweojii anwụchịela ndị omekome ise na Anambra
Ọnụ na-ekwuru ndị uweojii n’akụkụ Ihiala nke Anambra steeti bụ Tochukwu Ikenga ekwuola na ha wụchiri ndị omekome…