UAE kwadoro nkwado $ 1 ijeri maka Pakistan.
UAE kwadoro nkwado $ 1 ijeri maka Pakistan.
Sinetọ Anyawu na-ewere tiketi ịzọ ọkwa gọvanọ PDP n’Imo steeti
Sinetọ Anyawu na-ewere tiketi ịzọ ọkwa gọvanọ PDP n'Imo steeti
Ụlọ ogogo asaa dara na Banana Island, Legọs
Ụlọ ogoogo asaa dara na mpaghara Banana Island nke dị na Legọs steeti n'ụbọchị Wenezde.
Ngalaba gbatagbata nke…
Lee ndịisi okpotokpo Alex Otti họpụtara maka idu ya n’iyi ọrụ
Onye a họpụtara dịka gọvanọ Abia Steeti bụ Alex Otti ehiwela kọmitii ndị ga-ahụ na o weere ọchịchị na-enweghi…
Akwụkwọ ekpuhere na-egosi na mba Briten nwere ndị agha nọ na Yukren
Akwụkwọ ndị ekpughere na-egosi na mba Briten so na mba ndị nwere ndị agha pụrụiche na-alụ ọgụ na mba Yukren.
Ya bụ…
Otu Super Falcons nke Naịjirịa ji goolu anọ bọkasịa otu New Zealand
Otu egwu bọọlụ ụmụnwaanyị nke Naịjirịa bụ Super Falcons ejirila ọkpụ goolu atọ asataghịọ nchancha merie otu egwu…
Ụlọọrụ na-emepụta Peak Milk arịọla mgbaghara maka ozi ‘Easter’ ha nke ọha katọrọ
Ụlọọrụ na-emepụta mmiri ara ehi Peak bụ FrieslandCampina WAMCO Nigeria Plc arịọla otu jịkọrọ ndị ụka Kraịst na…
Onyeisiala Buhari bido njem abalị asatọ na Saudi Arabia
Onye isi ala Naijiria, Muhammadu Buhari ga-eme njem ụbọchị asatọ na Tuzdee, Eprel 11, na ala eze Saudi Arabia.
E…
Onye ndu Naijiria kelere Aliko Dangote na emume ncheta omumu ya
Onye isi ala Muhammadu Buhari kelere onye isi ọchụnta ego na onye ọrụ ebere, Aliko Dangote, ka ọ na-eme ememe…
Agaghị m alaghachi na mgbanaka ruo Disemba – Antony Joshua
Ekwuputala na ọ gaghị alaghachi na mgbanaka ruo Disemba na-esote mmeri Jermaine Franklin nke ọnwa a.
GỤKWUO…