Onye Isi Oche Ọgbakọ Ndị Gọvanọ Kelele Ndị Isi Ọgbakọ Omebe Iwu
Onye isi oche nke Nigeria Governors Forum, NGF, AbdulRahman AbdulRazaq kelere Sịnetọ Godswill Akpabio na onye…
Mbanye 2023: JAMB Ga-eme Ọgbakọ Atụmatụ N’oge Adịghị Anya
Joint Admissions and Matriculation Board JAMB ewepụtala abalị iri abụọ na anọ nke ọnwa Juun maka nzụkọ atumatu 2023…
Gọvanọ Legọs steeti Kelere Ndị Ndu Ndị Omebeiwu
Gọvanọ Legọs steeti bụ Maazị Babajide Sanwo-Olu kelere onye bụbu Mịnịsta Naịja Delta na onye bụbu Gọvanọ Akwa Ibom…
Ndị Omebeiwu Kelele Gbajabiamila, Nabata Abbas
Ndị otu ụlọ omebe iwu kelere ọka okwu n'oge gara aga, Maazị Femi Gbajabiamila ma nabata onye isi oche ọhụrụ, Mr.…
Onyeisiala Tinubu Ekwela Nkwa Irụkwu Ọrụ Na Ngalaba Agụmakwụkwọ
Onyeisiala Bola Tinubu ekwela nkwa na ọchịchị ya ga-etinyekwu ego na ngalaba mmụta iji hụ na nwa Naịjirịa ọbụla,…
Onyendu Naijiria Ekeleela Ndị Ndu Omebeiwu
Onyeisiala Bola Tinubu kelere ndị ọchịchị ọhụrụ nke ọgbakọ omebe iwu, na-ekwu na nhọpụta ha bụ ezi mmepe nye obodo…
Onyeisiala Tinubu Na Ndị Isi Ọgbakọ Omebe Iwu Ọhụrụ Zukọrọ
Onyeisiala Bola Tinubu, Onyeisi oche ọhụrụ nke Sineti Naịjirịa, Godswill Akpabio na Ọkà Okwu, Ụlọ Ndị Nnọchiteanya,…
Onyeisiala Tinubu Ebinyela Aka N’akwụkwọ Iwu Mgbazinye Ego Nke Ụmụ Akwụkwọ
Onyeisiala Naijiria, Bola Ahmed Tinubu GCFR abịanyela aka n'akwụkwọ iwu nke ịgbazinye ụmụ akwụkwọ ego agụm akwụkwọ…
Ụfọdụ ihe gbara ọkpụrụkpụ Hadi Sirika kwuru maka Nigeria Air na ihe ndị ọzọ
Onye bụbu minista njem ụgbọelu Naịjirịa ekpugheela na ọ bụ naanị ijeri Naịra atọ ka gọọmentị etiti wetere maka…
OKWU ONYEISIALA NA ỤBỌCHỊ OCHICHI ONYEKWUCHE YA NKE PRESIDENT BOLA TINUBU
Ọ bụ kpọmkwem afọ iri atọ taa ka ndị Naijiria gara ntuliaka iji were ikike na-enweghị ike ịhọpụta onye isi ala ha…