Ajaala Onyeisiala Tinubu Mma Maka Nhọpụta Ribadu Dị Ka NSA
Onye isi ụlọ ọrụ Micheal Imoudu National Institute for LABOR Studies, MINILS, Issa Aremu etoola Onyeisiala Bola…
Onyeisi APC Agwala Onyeisiala Tinubu Ka Ọ gbaa Mbọ Inwe Nhata Nha Nwoke Na Nwanyị Na…
Otu onye isi otu All Progressives Congress (APC) na Delta bụ Oriakụ Veronica Adesotu arịọla onyeisiala Bola Tinubu…
PDP Edo steeti jara Onyeisiala Tinubu Mma Maka Iwepụ Ego Enyemaka
Ndị isi otu Peoples Democratic Party (PDP) n'Edo steeti etoola Onyeisiala Bola Tinubu maka mkpebi ya iwepụ ego…
Buhari Ekwuputala Na Ya Enyeghị Ndị Otu Ọrụ Ya ‘Soft Landing’
Onye chịburu Naịjirịa bụ Muhammadu Buhari akọtọla akụkọ n'akụkụ ụfọdụ na ya arịọla onyeisiala bụ Bola Tinubu ka ọ…
Emela M Ọsọ Ọsọ, Ana M Ewere Nzọụkwụ Nwayọọ – Onyeisiala Tinubu
Onye isi ala Bola Tinubu agwala ndị Naijiria ka ha ghara ịdị ngwa ngwa n'ịchọ ngwọta maka ihe ịma aka na-eche mba…
Osote Onyeisiala Kwuru Na Tinubu Ga-eweta Ụkọ Akụrụngwa Na Njedebe
Osote onyeisiala Naijiria, Kashim Shettima ekwela ndị Naijiria obi ike na ọchịchị onye isi ala Bola Ahmed Tinubu…
Ụlọikpe India ekpebiela na nwaanyị enweghị ọrụ nwere ikike iketa oke nhatanha…
Ụlọikpe dị na mba India enyela ụmụnwaanyị na-arụ naanị ọrụ ezinaụlọ ikike iketa oke nhatanha n'akụ dị ha.
N'ikpe…
Gọvanọ Adeleke gbalahụrụ atụmatụ ndị chọrọ igbu ya – Gọọmentị Osun
Gọvanọ Osun steeti bụ Ademola Adeleke agwaala ọha ka ha nọrọ jụụ dịka ọgbaghara dapụtacjhara n’akụkụ Osogbo nke…
A nwụchiela ihe ruru mmadụ 150 na France maka ọgbaghara dapụtara ebe ahụ
N’ime abalị nke abụọ so ọgbaghara na-ada na France bụ nke dapụtara n’ihi egbe ndị uweojii gbara otu nwata nwoke…
Onye Ndu Naijiria Ga-aga Ogun
Onyeisiala Bola Ahmed Tinubu GCFR ga-eme njem na Ogun steeti na Tọzdee, abalị iri abụọ na itoolu ọnwa Juun, 2023.…