Onye isi ndị uwe ojii na-achị achị na-ekwe nkwa imekọrịta mmekọrịta n’etiti ụlọ…
Onye na-ahụ maka ndị uweojii na Naịjirịa bụ IGP Olukayode Egbetokun ekwela nkwa imeziwanye mmekọrịta dị n'etiti ụlọ…
NPC na-achọ nkwụsị nke ịkpa ókè megide ụmụ nwanyị
Otu National Population Commission (NPC) na steeti Oyo kwuru na ọ dị mkpa ka a kwụsị ịkpa oke ọ bụla a na-akpagbu…
Ihe isi ike emeela ka anyị kagbuo atụmatụ ịmụ oke ụmụ – Ndị ntorobịa
Ọtụtụ ndị ntorobịa Naịjirịa na-ekwu na ha achọghị ịmụ ụmụ karịa abụọ maọbụ atọ n'ihi etu ihe si sie ike na Naịjirịa…
‘Colos’, ‘laughing gas,’ na ọgwụike ndị ọzọ na-ekopu, edula ụfọdụ ndị ntorobia
N’ebe ọnwa Eprelụ, 2023 ndi nta akuko Igbo mere njem ma chọpụta maka ọnwụ otu nwaokorobịa n’akụkụ Surulere, Legọs…
Anambra Steeti Akpọkuola Gọọmenti Etiti Maka Enyemaka Maka Mbize
Gọọmenti Anambra steeti akpọkuola gọọmentị etiti enyemaka ngwa ngwa ka ha tinye aka na oke egwu mbuze na-eyi…
Nani Ndị Tozuru Oke Ka A Ga-ahọrọ N’Ọrụ – Gọvanọ Abia
Gọvanọ Abia steeti bụ Alex Otti na-ekwu na iru eru bụ akara dị mkpa maka nhọpụta ndị mmadụ n'ọkwa ọchịchị.…
Iju mmiri: Gombe Na Jigawa Steeti Ejikerela Ichekwa Ụmụ Amaala
Steeti Gombe na Jigawa na-akwado nkwado maka ichekwa ụmụ amaala n'aka idei mmiri na steeti abụọ ahụ.
Amụma mmiri…
Onyeisiala Tinubu Akatọọla Egbum Ọchụ Na Steeti Plateau Na Benue
Onyeisiala Bola Tinubu ekwupụtala mwute maka ọgbaghara na igbu ọchụ ọhụrụ a na-eme na steeti Plateau.
Onyeisiala…
Ndị Omebe Iwu Naijiria Ga-akwado Ndị Isi Ọrụ Nchekwa Ọhụrụ
Ndị omebe iwu Naijiria adịla njikere ugbu a inyochaa ma kwado ndị isi ọrụ nchekwa nke mba ahụ, na-agbaso arịrịọ…
Naijiria Ga-ekesa Gas Site West Africa Ruo Europe
Ụlọ ọrụ Nigeria National Petroleum Company, NNPC Limited na-ekwu na ọ kwadoro ibuga gas n'ahịa ọdịda…