Ụlọ akwụkwọ mechiri maka ngagharị iwe ọnụ ahịa ndụ na Kenya
Emechiri ụlọ akwụkwọ dị na isi obodo Kenya Nairobi na obodo Mombasa dị n'ụsọ ruo mgbe ebighị ebi ka ụbọchị atọ nke…
Dammy natara N1m n’aka onye ọchụnta ego
Onye isi nri Naijiria, Damilola Adeparusi, nke a maara nke ọma dị ka Chef Dammy, abụrụla onye nde ego kacha ọhụrụ…
NLC akatọọla atụmatụ usoro nkesa ihe enyemaka nke gọọmentị etiti wepụtara
Otu jịkọrọ ndị ọrụ na Naịjirịa bụ Nigeria Labour Congress (NLC) ewepụtala ozi n’ụbọchị Tuzde katọọ atụmatụ gọọmentị…
Ndị na-ahụ maka ihe gbasara gburugburu ebe obibi na-eleba anya n’ebe a na-mbuze…
Ndị nnọchi anya gọọmentị etiti sitere na ụlọ ọrụ Ecological Project, nke dị n'okpuru Ọfịs Odeakwụkwọ nke Gọọmenti…
Ndị uweojii na ndị nchekwa okporo ụzọ na-arụkọ ọrụ iji kwalite nchekwa na steeti Anambra
Ndị Uweojii steeti Anambra esorola ndị ngalaba na-ahụ maka nchekwa okporoụzọ steeti (FRSC), atụmatụ njirimara ụgbọ…
Ọnụego mgbanwe: TETFUND na-atụle nkwusioru mmụta mba ofesi
Ụlọ ọrụ Tertiary Education Trust Fund (TETFUND) na-ekwu na ndụmọdụ na-aga n'ihu iji kwụsịtụ agụmakwụkwọ mba ofesi…
Onyeisiala enyela iwu ka e megharịa atụmatụ inye ndị ogbenye N8000 na Naịjirịa
Onyeisiala Bola Tinubu enyela iwu ka e cheregharịa echiche banyere atụmatụ gọọmentị inye ezinaụlọ nde iri na abụọ…
NNPC ekwuola ihe mere ọnụego mmanu ụgbọala jiri rịa elu orji
Mele Kyari bụ onyeisi ụlọọrụ na-ahụ maka mmepụta mmanụ agbidi na Naịjirịa a kpọrọ Nigeria National Petroleum…
Onye isi ụlọ ọrụ NYSC na-adọ ndị otu a aka na ntị megide njem na-akwadoghị
Onye isi ụlọ ọrụ National Youth Service Corps, NYSC, Brigadier General Yusha’u Ahmed adọọla ndị otu Corps aka na…
Ọrịa Anthrax abatala na Naịjirịa dịka Gọọmentị si kwuo
Ministri na-ahụ maka ọrụ ugbo ekwuola na ọrịa Anthrax abatala na Naịjirịa n’akwụkwọ ozi ọnụ na-ekwuru ha bụ Joel…